ZEKARAIA 1

1 N’ọnwa nke-asatọ, n’arọ nke-abua nke Daraiọs, ka okwu Jehova ruru Zekaraia nwa Berekaia, nwa Ido, bú onye-amuma, nti, si, 2 Jehova ewesawo nna-unu-hà oké iwe. 3 I gāsi kwa…

ZEKARAIA 2

1 M’we welie anyam, hu, ma le, otù onye nke eriri-ọtùtù di n’aka-ya. 2 M’we si, Òle ebe gi onwe-gi nēje? Ọ sim, Itù Jerusalem, ihu ka obosara-ya ra, na…

ZEKARAIA 3

1 Ọ we me ka m’hu Joshua, bú onye-isi-nchu-àjà, ka ọ nēguzo n’iru mọ-ozi nke Jehova, na Setan, ka o nēguzo n’aka-nri-ya imegide ya. 2 Jehova we si Setan, Jehova…

ZEKARAIA 4

1 Mọ-ozi ahu nke nāgwam okwu we biaghachi, kpọtem, dika onye anākpọte n’ura-ya. 2 O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M’we si, Ahuwom, ma, le, ihe-idọba-oriọna, nke bu…

ZEKARAIA 5

1 M’we welie anyam abua ọzọ, hu, ma le, akwukwọ-npiakọta nke nēfe efe. 2 O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M’we za, Mu onwem nāhu akwukwọ-npiakọta nēfe efe;…

ZEKARAIA 6

1 M’we welie anyam abua ọzọ, hu, ma le, ub͕ọ-ala anọ nēsi n’etiti ugwu abua puta; ugwu ahu bu ugwu ọla. 2 N’ub͕ọ-ala mbu ka inyinya nācha uhie uhie di;…

ZEKARAIA 7

1 O rue, n’arọ nke-anọ nke Daraiọs, bú eze, na okwu Jehova ruru Zekaraia nti, n’ubọchi nke-anọ nke ọnwa nke-iteghete, n’ọnwa Kislev. 2 Ma ndi Bet-el zigarari Shareza na Regem-melek…

ZEKARAIA 8

1 Okwu Jehova nke usu nile nke ndi-agha we bia, si, 2 Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Ekwoworom Zaion oké ekworo, ejiwokwam oké ọnuma kworo…

ZEKARAIA 9

1 Ibu okwu Jehova nke eboro ala Hadrak, Damaskọs gābu kwa ebe-izu-ike-ya: n’ihi na n’ebe Jehova nọ ka anya madu na nke mba nile nke Israel di: 2 na Hemat…

ZEKARAIA 10

1 Riọnu Jehova miri-ozuzo n’oge miri-ozuzo nke-ikpe-azu, ọbuná Jehova Nke nēme àmùmà; ọ bu kwa oké miri-ozuzo ka Ọ gēnye ha, nye onye ọ bula ihe-ọkukù n’ubi-ya. 2 N’ihi na…