ZEKARAIA 11

1 Meghe uzọ-gi nile, gi Lebanon, ka ọku we ripia osisi cedar gi nile. 2 Kwasie ákwá ike, gi osisi fir, n’ihi na osisi cedar adawo, n’ihi na emebiwo osisi…

ZEKARAIA 12

1 Ibu okwu Jehova eboro Israel. Ihe si n’ọnu Jehova puta, bú Onye nēseti elu-igwe, nātọ kwa ntọ-ala uwa, nākpu kwa mọ madu nime ya: 2 Le, Mu onwem gaje…

ZEKARAIA 13

1 N’ubọchi ahu isi-iyi gādi nke ghere oghe nye ulo Devid, nye kwa ndi bi na Jerusalem, bayere nmehie baye-kwa-ra ọrurú. 2 Ọ gēru kwa n’ubọchi ahu, (ọ bu ihe…

ZEKARAIA 14

1 Le, otù ubọchi nābiara Jehova, mb͕e agēkesa ihe-nkwata-gi n’etiti gi. 2 M’gāchikọta kwa mba nile ibuso Jerusalem agha; agēwere kwa obodo a, punara ya ulo-ya nile, merua ndinyom-ya: nkera…