JEREMAIA 22

1 Otú a ka Jehova siri: Rida n’ulo eze Juda, kwue okwu a n’ebe ahu, 2 si, Nuru okwu Jehova, gi eze Juda, onye nānọkwasi n’oche-eze Devid, gi onwe-gi, na…

JEREMAIA 23

1 Ahuhu gādiri ndi-ọzùzù-aturu ndi nēme ka ìgwè ewu na aturu nke ebe-ita-nrim la n’iyì, kpasa ha; ọ bu ihe si n’ọnu Jehova puta. 2 N’ihi nka ka Jehova, bú…

JEREMAIA 24

1 Jehova we me ka m’hu, ma, le, nkata fig abua adọbara n’iru ulo uku nke Jehova; mb͕e Nebukadreza, bú eze Babilon, mesiri ka Jekonaia nwa Jehoiakim, bú eze Juda,…

JEREMAIA 25

1 Okwu nke ruru Jeremaia nti bayere ndi Juda nile n’arọ nke-anọ nke Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda; nke ahu bu arọ mbu nke Nebukadreza, bú eze Babilon; 2…

JEREMAIA 26

1 Na nmalite nke ọbubu-eze Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, ka okwu a sitere na Jehova, si, 2 Otú a ka Jehova siri: Guzo n’ogige ulo Jehova, gwa obodo…

JEREMAIA 27

1 Na nmalite ọbubu-eze Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, ka okwu a ruru Jeremaia nti site na Jehova, si, 2 Otú a ka Jehova sirim: Mere onwe-gi ab͕u di…

JEREMAIA 28

1 O rue, n’arọ ahu, na nmalite ọbubu-eze Zedekaia, bú eze Juda, n’arọ nke-anọ, n’ọnwa nke-ise, na Hananaia nwa Azua, bú onye-amuma, nke sitere na Gibeon, gwaram okwu n’ulo Jehova,…

JEREMAIA 29

1 Ma ndia bu okwu nke akwukwọ ahu nke Jeremaia, bú onye-amuma, si na Jerusalem zigara ndi-okenye fọduru nime ndi emere ka ha je biri n’ala ọzọ, nke o ziga-kwa-ra…

JEREMAIA 30

1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, si, 2 Otú a ka Jehova, bú Chineke nke Israel, kwuru, si, Dere onwe-gi n’akwukwọ okwu nile nke M’gwaworo gi. 3…

JEREMAIA 31

1 Na mb͕e ahu, (ọ bu ihe si n’ọnu Jehova puta), M’gāburu ab͕uru nile nke Israel Chineke, ndi ahu gābu-kwa-ram otù ndi. 2 Otú a ka Jehova siri, Ndi siri…