JEREMAIA 32

1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova n’arọ nke-iri nke Zedekaia, bú eze Juda, nke bu arọ nke-iri-na-asatọ nke Nbukadreza. 2 Ma mb͕e ahu usu-ndi-agha eze Babilon…

JEREMAIA 33

1 Okwu Jehova we rue Jeremaia nti nke ub͕ò abua, mb͕e ya onwe-ya nọ ka onye eb͕ochibidoworo n’ogige ulo-nche, si, 2 Otú a ka Jehova, bú Onye nēme ya, Jehova,…

JEREMAIA 34

1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, mb͕e Nebukadneza, bú eze Babilon, na usu-ndi-agha-ya nile, na ala-eze nile nke uwa nke aka-ya nāchi, na ndi nile di…

JEREMAIA 35

1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site Jehova n’ubọchi Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, si, 2 Je n’ulo ndi Rikab, gwa ha okwu, me ka ha bata n’ulo…

JEREMAIA 36

1 O rue, n’arọ nke-anọ nke Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, na okwu a ruru Jeremaia nti site na Jehova, si, 2 Were n’onwe-gi akwukwọ-npiakọta, de nime ya okwu…

JEREMAIA 37

1 Zedekaia nwa Josaia we ghọ eze n’ọnọdu Konaia nwa Jehoiakim, onye Nebukadreza, bú eze Babilon, mere ka ọ buru eze n’ala Juda. 2 Ma ọ geghi nti, ya onwe-ya,…

JEREMAIA 38

1 Shefataia nwa Matan, na Gedalaia nwa Pashua, na Jukal nwa Shelemaia, na Pashua nwa Malkija, we nuru okwu nile nke Jeremaia nāgwa ndi Israel nile, si, 2 Otú a…

JEREMAIA 39

1 (n’arọ nke-iteghete nke Zedekaia, bú eze Juda, n’ọnwa nke-iri, ka Nebukadreza, bú eze Babilon, na usu-ndi-agha-ya nile, biaruru Jerusalem, we nọchigide ya n’agha; 2 n’arọ nke-iri-na-otù nke Zedekaia, n’ọnwa…

JEREMAIA 40

1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, mb͕e Nebuzaradan, bú onye-isi ndi-ob͕ū, zilagasiri ya site na Rema, ka o weresiri ya mb͕e ọ bu onye ejiri nkpọrọ…

JEREMAIA 41

1 O rue, n’ọnwa nke-asa, na Ishmael nwa Netanaia, nwa Elishama, onye sitere na nkpuru ndi nwe ala-eze, onye bu kwa otù nime ndi-isi nke eze, ya na-ndikom iri, biakutere…