EZIKIEL 5

1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, were n’onwe-gi mma-agha di nkọ, dika aguba nke ndi nākọpu isi ka i gēwere ya n’onwe-gi, i gēme kwa ka ọ gabiga n’isi-gi…

EZIKIEL 6

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi n’ugwu nile nke Israel, bu amuma megide ha, 3 si, Unu ugwu Israel, nurunu okwu Onye-nwe-ayi Jehova;…

EZIKIEL 7

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri ala Israel, Ọgwugwu: ọgwugwu abiakwasiwo nkuku anọ nke ala-unu. 3…

EZIKIEL 8

1 O rue, n’arọ nke-isi, n’ọnwa nke-isi, n’ubọchi nke-ise nke ọnwa ahu, mb͕e mu onwem nānọdu ala n’ulom, mb͕e ndi-okenye Juda nānọdu kwa ala n’irum, na aka Onye-nwe-ayi Jehova dakwasirim…

EZIKIEL 9

1 O we kpọ òkù na ntim abua n’oké olu, si, Bianu nso, unu ndi-nlekọta nke obodo, onye ọ bula ya jide kwa ihe o ji bibi madu n’aka-ya. 2…

EZIKIEL 10

1 M’we hu, ma, le, nime mbara-ígwé ahu nke di n’elu isi cherubim, ihe dika nkume sapphire, dika oyiyi oche-eze si di n’ile ya anya, ka ahuru n’elu ha. 2…

EZIKIEL 11

1 Mọ Chineke we buliem, me ka m’biarue ọnu-uzọ-ama Iru-anyanwu nke ulo Jehova, nke nēche iru n’Iru-anyanwu: ma, le, n’oghere nke ọnu-uzọ-ama ahu ka orú ndikom na ise nọ; m’we…

EZIKIEL 12

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, n’etiti ulo nnupu-isi ahu ka i bi, bú ndi nwere anya ihu uzọ, ma ha ahughi, ndi nwere nti…

EZIKIEL 13

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, bue amuma megide ndi-amuma Israel ndi nēbu amuma, gi si ndi nēbu amuma si n’obi-ha puta, Nurunu okwu Jehova;…

EZIKIEL 14

1 Ufọdu nime ndi-okenye Israel we biakutem, nọdu ala n’irum. 2 Okwu Jehova we ruem nti, si, 3 Nwa nke madu, ndikom ndia emewo ka arusi nile ha ba n’obi-ha,…