EZIKIEL 15

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, gini ka osisi vine bu kari osisi ọ bula, bú alaka vine nke diworo n’etiti osisi nile nke oké…

EZIKIEL 16

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, me ka Jerusalem mara ihe-árú-ya nile, 3 si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri Jerusalem: Nputa-uwa-gi na ọmumu-gi sitere…

EZIKIEL 17

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, tua otù ilu, tu-kwa-ra ulo Israel otù ilu; 3 si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ugo uku nke…

EZIKIEL 18

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Gini ka unu nēkwu, na unu onwe-unu nātu ilu a bayere ala Israel, si, Nna-ayi-hà eriwo nkpuru-vine nāchaghi acha, ezé umu-ha we…

EZIKIEL 19

1 Ma gi onwe-gi, buliere ndi-isi Israel abù-ákwá, 2 si, Gini ka nne-gi bu? Ọ bu nne-ọdum: n’etiti ọdum ka ọ makpuru, n’etiti umu-ọdum ka o mere ka umu-ya ba…

EZIKIEL 20

1 O rue n’arọ nke-asa, n’ọnwa nke-ise, n’ubọchi nke-iri nke ọnwa ahu, na ufọdu nime ndi-okenye Israel biara iju Jehova ase, ha we nọdu ala n’irum. 2 Okwu Jehova we…

EZIKIEL 21

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi na Jerusalem, busa okwu-gi dika miri-ozuzo n’ebe ebe nsọ ya nile di, bu kwa amuma megide ala…

EZIKIEL 22

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, ì gēkpe ikpe, ì gēkpe obodo ọbara nka ikpe? i gēme kwa ka ọ mara ihe-árú…

EZIKIEL 23

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, ndinyom abua diri, bú umu otù nne: 3 ha we kwa iko n’Ijipt; ọ bu mb͕e ha di na…

EZIKIEL 24

1 Okwu Jehova we ruem nti n’arọ nke-iteghete, n’ọnwa nke-iri, n’ubọchi nke-iri nke ọnwa ahu, si, 2 Nwa nke madu, dere onwe-gi aha nke ubọchi a, bú ubọchi nke ta:…