EZIKIEL 35
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi imegide ugwu Sia, bue amuma megide ya, 3 si ya, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le,…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi imegide ugwu Sia, bue amuma megide ya, 3 si ya, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le,…
1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, buere ugwu nile nke Israel amuma, si, Unu ugwu Israel, nurunu okwu Jehova. 2 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: N’ihi na onye-iro…
1 Aka Jehova we dikwasim, O we me ka m’pua apu nime Mọ nke Jehova, O we dọbam n’etiti ndagwurugwu ahu; ma ndagwurugwu ahu juputara n’ọkpukpu; 2 O we me…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi na Gog, nke ala Megog, bú onye-isi nke Rosh na nke Meshek na nke Tubal, bue amuma…
1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, bue amuma megide Gog, si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu onwem nēmegide gi, Gog, onye-isi nke Rosh na nke Meshek…
1 N’arọ nke-orú-na-ise nke emere ka ayi je biri n’ala ọzọ, n’isi-nmalite arọ ahu, n’ubọchi nke-isi nke ọnwa, n’arọ nke-iri-na-anọ site na mb͕e etikpọsiri obodo-ayi, n’otù ubọchi ahu, aka Jehova…
1 O we me ka m’biarue ulo uku Chineke, o we tùa akuku-ọnu-uzọ-ya, cubit isi n’obosara n’otù akuku, na cubit isi n’obosara n’akuku nke-ọzọ, nka bu obosara ulo-ikwū ahu. 2…
1 O we me ka m’puta ba n’ogige ahu di n’èzí, n’uzọ ahu nke di n’uzọ Ugwu: o we me ha m’ba n’ime-ulo ahu nke di na ncherita-iru ebe ahu…
1 O we me ka m’jerue ọnu-uzọ-ama ahu, bú ọnu-uzọ-ama nke nēche iru n’uzọ Iru-anyanwu: 2 ma le, ebube nke Chineke nke Israel si n’uzọ Iru-anyanwu bia: olu-Ya di kwa…
1 O we me ka m’laghachi n’uzọ ọnu-uzọ-ama nke ebe nsọ ahu nke di n’èzí, nke nēche iru n’Iru-anyanwu; ma ọnu-uzọ-ama ahu bu nke emechiri emechi. 2 Jehova we sim,…