DANIEL 7

1 N’arọ mbu nke Belshaza, bú eze Babilon, Daniel huru nrọ na ọhù di iche iche nke isi-ya n’elu ihe-ndina-ya: mb͕e ahu nrọ ahu ka o dere n’akwukwọ, ọ bu…

DANIEL 8

1 N’arọ nke-atọ nke ọbubu-eze nke Belshaza, bú eze, emere ka m’hu ọhù, bú mu onwem Daniel, mb͕e ọhù ahu nke emere ka m’hu ya n’isi-nmalite gasiri. 2 M’we hu…

DANIEL 9

1 N’arọ mbu nke Daraiọs nwa Ahasuerọs, onye sitere na nkpuru ndi Midia, onye emere eze nke ala-eze ndi Kaldea; 2 n’arọ mbu nke ọbubu-eze-ya ka mu onwem, bú Daniel,…

DANIEL 10

1 N’arọ nke-atọ nke Sairọs, bú eze Peasia, ekpughere Daniel, onye akpọrọ aha-ya Belteshaza, okwu; ọ bu kwa ezi-okwu ka okwu ahu bu, ọbuná obubu-agha uku: o we ghọta okwu…

DANIEL 11

1 Ma mu onwem, n’arọ mbu nke Daraiọs, bú onye Midia, nguzo-ọtọm bu ka m’ghọrọ ya onye nējidesi ike na ebe siri ike. 2 Ma ub͕u a ezi-okwu ka m’gēgosi…

DANIEL 12

1 Ma na mb͕e ahu ka Maikael gēguzo ọtọ, bú onye-isi uku ahu nke nēguzo n’akuku umu ndi-gi: mb͕e ahuhu gādi kwa, nke mb͕e di otú ahu nādighi site na…

HOSEA 1

1 Okwu Jehova nke ruru Hosea nwa Beeri nti n’ubọchi Uzaia na Jotam na Ehaz na Hezekaia, bú ndi-eze Juda, na n’ubọchi Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel. 2 Isi-nmalite…

HOSEA 2

1 Sinu umu-nne-unu ndikom, Ami; si-kwa-nu umu-nne-unu ndinyom, Ruhama. 2 Unu na nne-unu kpe ikpe, kpenu; n’ihi na ya onwe-ya abughi nwunyem, Mu onwem abughi kwa di-ya: ya wezuga ikwa-iko-ya…

HOSEA 3

1 Jehova we sim, Je kwa, hu nwanyi n’anya nke iko huworo ya n’anya, nke bu kwa nwanyi aluru na nwunye nākwa iko, dika Jehova si ahu umu Israel n’anya,…

HOSEA 4

1 Nurunu okwu Jehova, umu Israel: n’ihi na ikpé ka Jehova na ndi bi n’ala nka gēkpe, n’ihi na ọ dighi ezi-okwu, ọ dighi kwa ebere, ọ dighi kwa ọmuma…