HOSEA 5

1 Nurunu nka, unu ndi-nchu-àjà, ṅa-kwa-nu nti, unu ulo Israel, unu ulo eze, ge-kwa-nu nti, n’ihi na unu ka ikpé a diri; n’ihi na ib͕udu ka unu buworo na Mizpa,…

HOSEA 6

1 Bianu, ka ayi laghachikute Jehova: n’ihi na Ya onwe-ya adọkawo, Ọ gāgwọ kwa ayi; O tib͕uwo, Ọ gēkechi kwa ayi. 2 Ọ gēme ka ayi dighachi ndu mb͕e ubọchi…

HOSEA 7

1 Mb͕e M’gāgwọ Israel, mb͕e ahu ka ekpughere ajọ omume Efraim, na ihe ọjọ nile nke Sameria; n’ihi na ha aluwo ọlu ugha: ọzọ, onye-ori nābà n’ulo, usu ndi nāpunara…

HOSEA 8

1 Tiye opì-ike n’okpo-ọnu-gi. Dika ugo ka ọ nābia megide ulo Jehova; n’ihi na ha agabigawo pua n’ọb͕ub͕a-ndum, ọ bu kwa iwum ka ha jehieworo megide. 2 Mu ka ha…

HOSEA 9

1 Aṅurila, Israel, rue otite-egwú-ọṅù, dika ndi nile di iche iche; n’ihi na i puwo n’aka Chineke-gi kwaba iko, i huwo onyinye n’anya n’ebe-nzọcha-ọka nile. 2 Ebe-nzọcha-ọka na ebe-nzọcha-nkpuru-vine agaghi-azù…

HOSEA 10

1 Osisi vine nke nēkosa ekosa ka Israel bu, nkpuru ka ọ nāmiziri onwe-ya: ọ bu dika iba-uba nke nkpuru-ya si di ka o mere ka ebe-ichu-àjà-ya ba uba; ọ…

HOSEA 11

1 Mb͕e Israel bu nwata, ahurum ya n’anya, ọ bu kwa site n’Ijipt ka M’kpọputara nwam. 2 Dika ha kpọrọ ha òkù, otú a ka ha puru n’iru ha nēje:…

HOSEA 12

1 Efraim ji ifufe azù onwe-ya, ọ nāb͕aso kwa ifufe Iru-anyanwu: ogologo ubọchi nile ọ nēme ka okwu-ugha na nbibi ba uba; ha na Asiria nāb͕a kwa ndu, anēbuga kwa…

HOSEA 13

1 Mb͕e Efraim jiri ima-jijiji kwu okwu, ya onwe-ya buliri onwe-ya elu n’Israel: ma ikpe mara ya nime Beal, o we nwua. 2 Ma ub͕u a ha nēmehie kari, we…

HOSEA 14

1 Israel, laghachikute Jehova, bú Chineke-gi; n’ihi na i suwo ngọngọ site n’ajọ omume-gi. 2 Chirinu okwu n’aka-unu laghachikute Jehova: sinu Ya, Bupu ajọ omume nile ayi, nara ezi ihe:…