JOEL 1

1 Okwu Jehova nke ruru Joel, nwa Petuel, nti. 2 Nurunu nka, unu ndi-okenye, ṅa-kwa-nu nti, unu ndi nile bi n’ala nka. Nka, ọ̀ diwo n’ubọchi-unu? mà-ọbu n’ubọchi nna-unu-hà? 3…

JOEL 2

1 Fùanu opì-ike nime Zaion, ti-kwa-nu nkpu agha n’ugwu nsọm; ka ndi nile ndi bi n’ala nka ma jijiji: n’ihi na ubọchi Jehova nābia, n’ihi na ọ di nso; 2…

JOEL 3

1 N’ihi na, le, na mb͕e ahu na n’oge ahu, mb͕e M’gēme ka ndi Juda na Jerusalem adọtara n’agha lata, 2 M’gāchikọta mba nile, me ka ha rida na ndagwurugwu…

EMOS 1

1 Okwu Emos, onye nọ n’etiti ndi-nche-anu-ulo nke Tekoa, nke ọ huru bayere Israel n’ubọchi Uzaia, bú eze Juda, na n’ubọchi Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel, arọ abua tutu…

EMOS 2

1 Otú a ka Jehova siri: N’ihi njehie atọ nke Moab, e, n’ihi anọ, ka M’nāgaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n’ihi na o surere ọkpukpu eze Edom me ka ha…

EMOS 3

1 Nurunu okwu a nke Jehova kwuworo megide unu, umu Israel, megide ab͕uru ahu nile nke M’mere ka ha si n’ala Ijipt rigoputa, si, 2 Nání unu ka M’maworo n’etiti…

EMOS 4

1 Nurunu okwu a, unu nne-ehi nke Beshan, ndi nọ n’ugwu Sameria, ndi nēmeb͕u ndi nēnweghi ike, ndi nāzọpia umu-ob͕eye, ndi nāsi ndi-nwe-ha, Wetanu, ka ayi ṅua. 2 Onye-nwe-ayi Jehova…

EMOS 5

1 Nurunu okwu a nke Mu onwem nēbuli n’isi unu ka ọ buru abù-ákwá, unu ulo Israel. 2 Nwa-ab͕ọghọ Israel nke nāmaghi nwoke adawo; ọ gaghi-ebili ọzọ: atusawo ya n’ala-ya;…

EMOS 6

1 Ahuhu diri ndi nọ jū na Zaion, na ndi nwere ntukwasi-obi n’ugwu Sameria, ndi akpọrọ n’aha n’aha n’etiti isi mba nke mba nile, ndi ulo Israel biakuteworo! 2 Gabiganu…

EMOS 7

1 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova mere ka m’hu: ma, le, Ọ nākpu igurube n’isi-nmalite nke opupú ahihia nke miri-ozuzo ikpe-azu; ma, le, ọ bu ahihia nke miri-ozuzo ikpe-azu mb͕e…