MAIKA 4

1 Ọ gēru kwa, n’ikpe-azu nke ubọchi ndia, na ugwu nke ulo Jehova ganēguzosi ike n’elu ugwu nile, agēbuli kwa ugwu ahu elu kari ugwu ntà nile; ndi di iche…

MAIKA 5

1 Ub͕u a ka i gēdo onwe-gi n’usu ndi nāpunara madu ihe, gi ada nke usu ndi nāpunara madu ihe: nnọchigide-n’agha ka ọ nọchigideworo ayi: ha gēji nkpa-n’aka tie onye-ikpe…

MAIKA 6

1 Biko, nurunu ihe Jehova nāsi: Bilie, je ikpe n’iru ugwu nile, ka ugwu ntà nile nu kwa olu-gi. 2 Unu ugwu, nurunu okwu ikpe Jehova; nu-kwa-nu, unu ntọ-ala uwa…

MAIKA 7

1 Ahuhu dirim! n’ihi na Adiwom ka mb͕e ha ghọkọtaworo nkpuru nke mb͕e nghọkọta-nkpuru, dika ntutukọ nkpuru ubi-vine fọduru nke ọghughọ-nkpuru-vine: ọ dighi otù uyọkọ nkpuru-vine fọduru iri; nkpuru-osisi fig…

NEHUM 1

1 Ibu eboro Nineve. Akwukwọ ọkù nke Nehum, bú onye Elkosh. 2 Chineke ekworo, Nke nābọ̀ kwa ọ́bọ̀, ka Jehova bu; onye-ọ́bọ̀ ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye-nwe ọnuma;…

NEHUM 2

1 Onye-nchusa arigotawo n’iru-gi: chebe ebe ewusiri ike, che uzọ nche, me ka úkwù-gi sie ike, b͕a ike ume nke-uku. 2 N’ihi na Jehova neme ka nbili-elu nke Jekob lata,…

NEHUM 3

1 Ahuhu diri obodo ọbara! o juputasiri n’okwu-ugha na ndọka; ndọb͕u-anu adighi-apu na ya. 2 Ge nti olu utali, na olu nke ùzù wheel; na inyinya nāwuli awuli, na ub͕ọ-ala…

HABAKUK 1

1 Ọhu nke Habakuk, bú onye-amuma, huru. 2 Jehova, rùe ole mb͕e ka m’ganētiku Gi, ma I dighi-anu? m’nētiku Gi nkpu, si, Ihe-ike! ma I dighi-azọputa. 3 N’ìhi gini ka…

HABAKUK 2

1 N’elu ebe m’nēche ka m’gēguzo, guzo kwa onwem n’elu ebe ewusiri ike, m’gēche kwa ihu ihe Ọ gēkwu megidem, na ihe m’gāzaghachi bayere iba-nbam. 2 Jehova we zam, si,…

HABAKUK 3

1 Ekpere nke Habakuk, bú onye-amuma, n’elu Shigionoth. 2 Jehova, anuwom ihe anuru bayere Gi, m’tua egwu: Jehova, tute ọlu-Gi n’etiti arọ nile, N’etiti arọ̀ nile ka I gēme ka…