ZEFANAIA 1

1 Okwu Jehova nke ruru Zefanaia nwa Kushi, nwa Gedalaia, nwa Amaraia, nwa Hezekaia, nti, n’ubọchi Josaia nwa Emon, bú eze Juda. 2 M’gēkpochapusi ihe nile n’elu uwa; ọ bu…

ZEFANAIA 2

1 Chikọtanu onwe-unu, e, chikọta dika ahihia-ọka, unu mba nke nēnweghi ihere; 2 tutu ukpuru amuputa nwa, (ubọchi agabigawo dika ib͕ob͕o-ọka), mb͕e ọnuma nke iwe Jehova akābiakwasighi unu, mb͕e ubọchi…

ZEFANAIA 3

1 Ahuhu diri obodo nke nēnupu isi, nke ruwo-kwa-ra árú, obodo ahu nke nēme ihe-ike! 2 Ọ geghi nti olu Chineke; ọ naraghi idọ-aka-na-nti; Jehova ka ọ nātukwasighi obi; Chineke-ya…

HAGAI 1

1 N’arọ nke-abua nke Daraiọs, bú eze, n’ọnwa nke-isi, n’ubọchi mbu n’ọnwa, ka okwu Jehova si n’aka Hagai, bú onye-amuma, rue Zerubabel nwa Shealtiel, bú onye nāchi ala Juda, ru…

HAGAI 2

1 N’ọnwa nke-asa, n’ubọchi nke-orú-na-otù nke ọnwa ahu, okwu Jehova we si n’aka Hagai, bú onye-amuma, bia, si, 2 Biko, gwa Zerubabel nwa Shealtiel okwu, bú onye nāchi ala Juda,…

ZEKARAIA 1

1 N’ọnwa nke-asatọ, n’arọ nke-abua nke Daraiọs, ka okwu Jehova ruru Zekaraia nwa Berekaia, nwa Ido, bú onye-amuma, nti, si, 2 Jehova ewesawo nna-unu-hà oké iwe. 3 I gāsi kwa…

ZEKARAIA 2

1 M’we welie anyam, hu, ma le, otù onye nke eriri-ọtùtù di n’aka-ya. 2 M’we si, Òle ebe gi onwe-gi nēje? Ọ sim, Itù Jerusalem, ihu ka obosara-ya ra, na…

ZEKARAIA 3

1 Ọ we me ka m’hu Joshua, bú onye-isi-nchu-àjà, ka ọ nēguzo n’iru mọ-ozi nke Jehova, na Setan, ka o nēguzo n’aka-nri-ya imegide ya. 2 Jehova we si Setan, Jehova…

ZEKARAIA 4

1 Mọ-ozi ahu nke nāgwam okwu we biaghachi, kpọtem, dika onye anākpọte n’ura-ya. 2 O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M’we si, Ahuwom, ma, le, ihe-idọba-oriọna, nke bu…

ZEKARAIA 5

1 M’we welie anyam abua ọzọ, hu, ma le, akwukwọ-npiakọta nke nēfe efe. 2 O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M’we za, Mu onwem nāhu akwukwọ-npiakọta nēfe efe;…