MALAKAI 2
1 Ma uḅu a, unu ka ihe a enyere n’iwu diri, unu ndi-nchu-àjà. 2 Ọ buru na unu agaghi-anu, ọ buru kwa na unu agaghi-etiye ya n’obi-unu, inye aham nsọpuru,…
1 Ma uḅu a, unu ka ihe a enyere n’iwu diri, unu ndi-nchu-àjà. 2 Ọ buru na unu agaghi-anu, ọ buru kwa na unu agaghi-etiye ya n’obi-unu, inye aham nsọpuru,…
1 Le, Mu nēziga onye-ozim, o gēdozi kwa uzọ n’irum Onye-nwe-unu ahu unu onwe-unu nāchọ gābiaru ulo uku Ya na mberede; ọbuná Onye-ozi ọḅuḅa-ndu ahu, Onye ihe-Ya nātọ unu utọ,…
1 N’ihi na, le, ubọchi ahu nābia, ọ nēre dika ite-ọku uku; ndi-nganga nile na onye ọ bula nke nēme ihe-nmebi-iwu gābu kwa ahihia-ọka: ubọchi ahu nke nābia gērechapu ha,…
1 Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham. 2 Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya; 3 Juda we mua Perez na Zera…
1 Ma mb͕e amuru Jisus na Betlehem nke Judia n’ubọchi Herod, bú eze, le, ufọdu ndi mara ihe, ndi sitere n’Ọwuwa-anyanwu, biaruru Jerusalem, 2 si, Òle ebe Ọ nọ, bú…
1 Ma na mb͕e ahu Jọn Baptist biara, nēkwusa n’ọhia nke Judia, 2 si, Chègharianu; n’ihi na ala-eze elu-igwe di nso. 3 N’ihi na nwoke a bu onye ekwuru okwu…
1 Mb͕e ahu Mọ Nsọ duru Jisus rigo n’ọhia ka ekwensu we nwa Ya. 2 Mb͕e O busiri ọnu ọgu ubọchi abua ehihie na abali, emesia agu guru Ya. 3…
1 Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu ahu, Ọ rigoro n’ugwu ahu: mb͕e Ọ nọduru ala, ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya: 2 O we saghe ọnu-Ya, zí ha ihe,…
1 Lezienu anya ka unu ghara ime ezi omume-unu n’iru madu, ka ha we kiri unu: ma unu emeghi otú a unu enweghi ugwọ-ọlu n’ebe Nna-unu Nke bi n’elu-igwe nọ….
1 Unu ekpela ikpé, ka aghara ikpe unu ikpé. 2 N’ihi na ikpé unu ji kpe ka agēji kpe unu: ọ bu kwa ihe unu ji tù ihe ka agēji…