MATIU 18
1 N’oge hour ahu ndi nēso uzọ-Ya biakutere Jisus, si, Ònye kwa dikariri uku n’ala-eze elu-igwe? 2 O we kpọ otù nwatakiri biakute Ya, Ọ debe ya n’etiti ha, 3…
1 N’oge hour ahu ndi nēso uzọ-Ya biakutere Jisus, si, Ònye kwa dikariri uku n’ala-eze elu-igwe? 2 O we kpọ otù nwatakiri biakute Ya, Ọ debe ya n’etiti ha, 3…
1 O rue, mb͕e Jisus kwubìri okwu ndia, O si na Galili zọlie, bia n’ókè-ala Judia n’ofè Jọdan; 2 oké ìgwè madu we so Ya; O we me ka aru-ha…
1 N’ihi na ala-eze elu-igwe yiri nwoke nke bu nna-nwe-ulo, onye puru n’isi-ututu igota ndi-ọlu ije n’ubi-vine-ya. 2 Ma mb͕e ya na ndi-ọlu ahu nwere otù olu ka o nye…
1 Ma mb͕e ha biaruru Jerusalem nso, bia kwa na Betfagi, rue ugwu Olive, mb͕e ahu Jisus zigara madu abua nēso uzọ-Ya, 2 si ha, Ganu n’obodo ntà nke di…
1 Jisus we za, gwa ha okwu ọzọ n’ilu, si, 2 Eji ala-eze Chineke tuyere otù nwoke bú eze, nke siri oriri ọlulu-nwunye nye nwa-ya nwoke, 3 zipu kwa ndi-orù-ya…
1 Mb͕e ahu Jisus gwara ìgwè madu nile na ndi nēso uzọ-Ya okwu, 2 si, N’oche Moses ka ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi nọduru: 3 ya mere, ihe nile, ka ha ra,…
1 Jisus we si n’ulo uku Chineke pua, we nāga n’uzọ-Ya; ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya igosi Ya owuwu-ulo nile nke ulo uku Chineke. 2 Ma Ọ zara, si…
1 Mb͕e ahu agēji ala-eze elu-igwe tuyere umu-ab͕ọghọ iri, ndi chiri ọwa-ha, pua izute onye nālu nwunye ọhu. 2 Ma ise nime ha bu ndi-nzuzu, ise bu kwa ndi nwere…
1 O rue, mb͕e Jisus kwubìri okwu ndia nile, Ọ si ndi nēso uzọ-Ya, 2 Unu matara na mb͕e ubọchi abua gasiri ememe ngabiga nābia, arara kwa Nwa nke madu…
1 Ma mb͕e o ruru ututu, ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nile nke ndi-Ju b͕ara ìzù megide Jisus ime ka Ọ nwua: 2 ha we ke Ya ab͕u, dupu Ya, rara Ya…