MATIU 28

1 Ma mb͕e ubọchi-izu-ike nāgwu, mb͕e chi ubọchi mbu n’ízù ubọchi asa nābọ, Meri Magdalini na Meri ọzọ biara ile ílì ahu. 2 Ma le, ala-ọma-jijiji uku dara; n’ihi na…

MAK 1

1 Nmalite ozi ọma jisus Kraist, Ọkpara Chineke. 2 Dika edeworo ya n’akwukwọ Aisaia onye-amuma, si, Le, Mu onwem nēzipu onye-ozim ka ọ ga n’iru gi, Onye gēmezi uzọ-gi; 3…

MAK 2

1 Mb͕e Ọ batara ọzọ na Kapanaum mb͕e ubọchi ufọdu gasiri, ewe nu na Ọ nọ nime ulo. 2 Otutu madu we zukọ, nke mere na uzọ adighi ọzọ, é-è,…

MAK 3

1 I bà-kwa-ra ọzọ n’ulo-nzukọ-ha; otù nwoke nọ kwa n’ebe ahu nke aka-ya kpọnwuru akpọnwu. 2 Ha we nēche Ya, ma Ọ gēme ka aru-ya di ike n’ubọchi-izu-ike; ka ha…

MAK 4

1 Ọ we malite ọzọ izí ihe n’usọ oké osimiri. Oké ìgwè madu uku we zukọ n’ebe Ọ nọ, ya mere Ọ batara n’ub͕o, we nọdu ala n’osimiri; ìgwè madu…

MAK 5

1 Ha we bia rue ofè ọzọ nke oké osimiri ahu, n’ala ndi Gerasa. 2 Mbe Ọ putasiri n’ub͕ọ, ngwa ngwa nwoke nke di n’aka mọ nādighi ọcha we si…

MAK 6

1 O we si n’ebe ahu pua; O we bia n’ala nke aka Ya; ndi nēso uzọ-Ya so kwa Ya. 2 Mb͕e ubọchi-izu-ike ruru, O we malite izi ihe n’ulo-nzukọ-ha:…

MAK 7

1 Ha we zukọ n’ebe Ọ nọ, bú ndi-Farisi, na ufọdu nime ndi-ode-akwukwọ, ndi siri na Jerusalem bia, 2 ndi hu-kwa-ra na ufọdu nime ndi nēso uzo-Ya nēri nri-ha n’aka…

MAK 8

1 Na mb͕e ahu, mb͕e oké ìgwè madu di kwa ọzọ, mb͕e ha nēnweghi kwa ihe ha gēri, Ọ kpọrọ ndi nēso uzọ-Ya ka ha biakute Ya, si ha, 2…

MAK 9

1 O we si ha, N’ezie asim unu, Na n’etiti ndi guzoro nso ufọdu di n’ebe a, ndi nāgaghi-edetu ọnwu ire ma-ọli, rue mb͕e ha gāhu ala-eze Chineke ka ọ…