MAK 10

1 O we si n’ebe ahu bilie, bia n’ókè-ala Judia, ya na ofè ọzọ nke Jọdan: ìgwè madu nile we zukọ ọzọ n’ebe Ọ nọ; ka O siri eme, O…

MAK 11

1 Mbe ha nābiaru Jerusalem nso, rue Betfagi na Betani nso, n’uzọ ugwu Olive, o we ziga madu abua n’etiti ndi nēso uzọ-Ya, 2 si ha, Jenu n’obodo ntà nke…

MAK 12

1 O we malite igwa ha okwu n’ilu. Otù onye kuru ubi-vine, ọ b͕a ya ogige gburugburu, gwu kwa ebe inara manya agāzọchapu na nkpuru-vine, o wu-kwa-ra ulo-elu, were kwa…

MAK 13

1 Mb͕e Ọ nāputa n’ulo uku Chineke, otù onye n’etiti ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, Onye-ozizí, le aha nkume na aha owuwu-ulo ndia bu! 2 Jisus we si Ya,…

MAK 14

1 Ma ememe ngabiga na achicha ekoghi-eko gādi mb͕e ubọchi abua gasiri: ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ we nāchọ uzọ ha gēsi jide Ya n’aghughọ, b͕ue Ya: 2 n’ihi na ha nāsi,…

MAK 15

1 Ngwa ngwa n’ututu ndi-isi-nchu-àjà, ha na ndi-okenye na ndi-ode-akwukwọ, na nnọkọ-ikpé dum, b͕ara ìzù, we ke Jisus ab͕u, kupu Ya je, rara Ya nye n’aka Pailat. 2 Pailat we…

MAK 16

1 Mb͕e ubọchi-izu-ike gasiri, Meri Magdalini, na Meri nne James, na Salomi, we zuta uda utọ di iche iche, ka ha we bia te Ya manu. 2 N’isi-ututu n’ubọchi mbu…

LUK 1

1 Ebe ọtutu madu tinyere aka-ha ide akwukwọ banyere ihe ahu nke emezuworo n’etiti ayi, 2 ha dere ihe ndi mbu ji anya ha hu ihe ndia burukwa ndi na-ekwuputa…

LUK 2

1 Ma o rue na mb͕e ahu, iwu si n’ebe Sisa Ọgọstọs nọ puta na agēde aha madu nile bi n’elu-uwa dum madu bi n’akwukwo. 2 Nka bu odide-aha mbu…

LUK 3

1 Ma n’arọ nke-iri-na-ise n’ọchichi nke Taibiriọs Sisa, mb͕e Pọntiọs Pailat bu onye nāchi Judia, mb͕e Herod bu kwa tetrarch nke Galili, mb͕e nwa-nne-ya Filip bu kwa tetrarch nke ala…