LUK 4
1 Ma ebe Jisus juputara na Mọ Nsọ, O si na Jọdan laghachi, Mọ ahu we duru Ya nāgaghari n’ọhia, 2 ekwensu nānwà kwa Ya ọgu ubọchi abua. O righi…
1 Ma ebe Jisus juputara na Mọ Nsọ, O si na Jọdan laghachi, Mọ ahu we duru Ya nāgaghari n’ọhia, 2 ekwensu nānwà kwa Ya ọgu ubọchi abua. O righi…
1 Ma o rue, mb͕e ìgwè madu nādagide Ya nānu kwa okwu Chineke, na Ya onwe-ya nēguzo n’usọ ọdọ-miri Genesaret; 2 O we hu ub͕ọ abua ka ha guzoro n’usọ…
1 O rue na Ọ nāga n’etiti ubi ọka n’ubọchi-izu-ike; ndi nēso uzọ-Ya we nāghọ oko ọka, nāta, nāmazu ha n’aka-ha. 2 Ma ufọdu nime ndi-Farisi siri, Gini mere unu…
1 Mb͕e O kwubìri okwu-Ya nile na nti ndi-Ju, O we ba na Kapanaum. 2 Ma aru adighi orù otù ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise mma, onye di ya oké…
1 O we rue mb͕e nwa oge gasiri, na Ya onwe-ya nāgaghari n’obodo na obodo ntà di iche iche, nēkwusa nēzikwa ozi ọma ala-eze Chineke, Ya na ndi-ozi iri na…
1 O we kpọkọta ndi-ozi iri na abua ahu, nye ha ike na ichi-isi n’ebe ndi-mọ ọjọ nile nọ, na igwọ ọria di iche iche. 2 O we zipu ha…
1 Ma mb͕e ihe ndia gasiri Onye-nwe-ayi guputara ọgu ndikom atọ na iri di iche, we zipu ha abua abua ka ha ga n’iru Ya ba n’obodo na ebe ọ…
1 O rue, mb͕e Ọ nēkpe ekpere n’otù ebe, mb͕e O kpebìri, na otù onye nime ndi nēso uzọ-Ya si Ya, Onye-nwe-ayi, zí ayi ikpe ekpere, dika Jọn zikwara ndi…
1 N’oge ahu, mb͕e oké ọtutu ìgwè madu anādighi-aguta aguta zukọrọ, nke mere ka ha nāzọkwasi ibe-ha ukwu, O buru uzọ malite isi ndi nēso uzọ-Ya, Nēzenu ihe ndi-Farisi, bú…
1 Ma ufọdu nọ n’ebe ahu n’oge ahu ndi kọrọ Ya akukọ bayere ndi Galili ahu, ndi Pailat were ọbara-ha gwakọta n’àjà-ha. 2 O we za, si ha, Ùnu nēchè…