LUK 14

1 O rue, mb͕e Ọ batara n’ulo otù onye nime ndi-isi nke ndi-Farisi iri nri n’ubọchi-izu-ike, na ndi ahu nēche Ya nche. 2 Ma le, otù nwoke nọ n’iru Ya…

LUK 15

1 Ma ndi-ọna-utu na ndi-nmehie nile nābiaru Ya nso inu okwu-Ya. 2 Ndi-Farisi na ndi-ode-akwukwọ we nātamu, si Nwoke a nānara ndi-nmehie nke-ọma, nēso kwa ha eri ihe. 3 O…

LUK 16

1 O we si kwa ndi nēso uzọ-Ya, Otù ọgaranya di, nke nwere onye nāchi èzí-na-ulo-ya; onye a ka eboro n’iru ya na ọ nēmefu ihe o nwere. 2 Ọ…

LUK 17

1 O we si ndi nēso uzọ-Ya, Ọ bu ihe nāghaghi ime na ihe di ìche iche nēme ka madu ma n’ọnyà gābia: ma ahuhu gādiri onye ahu, nke ha…

LUK 18

1 O we turu ha ilu izí ha na ha aghaghi ikpe ekpere mb͕e nile, na ighara ikwe ka ike gwu ha; 2 si, Otù onye-ikpé nọ n’otù obodo, onye…

LUK 19

1 O we ba na Jeriko nāgabiga kwa n’etiti ya. 2 Ma le, otù nwoke anākpọ aha-ya Zakiọs; onye ahu bu kwa onye-isi-ọna-utu, onye ahu bu kwa ọgaranya. 3 O…

LUK 20

1 O we rue, n’otù nime ubọchi ahu, mb͕e Ọ nēzí ndi-Ju ihe n’ulo uku Chineke, nēzì kwa ozi ọma, na ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ, ha na ndi-okenye, we guzo Ya…

LUK 21

1 O we le anya n’elu, hu ndi-ọgaranya ka ha nātubà onyinye-ha n’ebe anēdebe ùtú anātu. 2 O we hu otù nwayi, bú ob͕eye, nke di-ya nwuru, ka ọ nātubà…

LUK 22

1 Ma ememe achicha ekoghi-eko, nke anakpọ Ngabiga, nēru nso. 2 Ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ we nāchọ uzọ ha gēsi b͕u Ya; n’ihi na ha nātu egwu ndi-Ju. 3 Setan we…

LUK 23

1 Ọra ndi ahu nile we bilie, duru Ya je n’iru Pailat. 2 Ha we malite ibo Ya ebubo, si, Ayi huru Onye a, ka O nēduhie mba-ayi, nēb͕ochi ha…