LUK 24

1 Ma n’ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa, n’oké isi-ututu, ha biaruru ílì ahu, nēbute uda utọ di iche iche nke ha doziri. 2 Ha we hu nkume ahu na…

JỌN 1

1 Na mbu ka Okwu ahu diri, Okwu ahu na Chineke dikwara, Okwu ahu buru kwa Chineke. 2 Onye ahu na Chineke diri na mbu. 3 Ekère ihe nile site…

JỌN 2

1 N’ubọchi nke-atọ ọlulu-nwunye di na Kena nke Galili; nne Jisus nọ kwa n’ebe ahu: 2 ewe kpọ kwa Jisus, Ya na ndi nēso uzọ-Ya, bia n’ọlulu-nwunye ahu. 3 Mb͕e…

JỌN 3

1 Ma otù nwoke nime ndi-Farisi di aha-ya bu Nikọdimọs, otù onye-isi nke ndi-Ju: 2 Onye ahu biakutere Ya n’abali, si Ya, Rabai, ayi matara na I bu onye-ozizí Nke…

JỌN 4

1 Ya mere mb͕e Onye-nwe-ayi mara na ndi-Farisi nururi na Jisus nēme madu ka ha buru ndi nēso uzọ-Ya, na Ọ nēme kwa ha baptism, kari Jọn, 2 (ọ bu…

JỌN 5

1 Mb͕e ihe ndia gasiri otù ememe nke ndi-Ju di; Jisus we rigoro Jerusalem. 2 Ma ọdọ-miri ntà di na Jerusalem n’akuku ọnu-uzọ-ama nke aturu, nke anākpọ n’asusu Hibru Betesda,…

JỌN 6

1 Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus jere n’ofè ọzọ nke oké osimiri Galili, nke bu osimiri Taibirias. 2 Oké ìgwè madu we so Ya, n’ihi na ha huru ihe-iriba-ama di…

JỌN 7

1 Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus we nējeghari na Galili: n’ihi na Ọ chọghi ijeghari na Judia, n’ihi na ndi-Ju nāchọ uzọ ib͕u Ya. 2 Ma ememe ahu nke ndi-Ju,…

JỌN 8

1 ma Jisus gara ugwu Olive. 2 O we bia kwa ọzọ n’isi-ututu n’ulo uku Chineke, ndi-Ju nile we biakute Ya; O we nọdu ala, we nēzí ha ihe. 3…

JỌN 9

1 Mb͕e Ọ nāgabiga, Ọ hu otù nwoke nke kpuru ìsì site n’ọmumu-ya. 2 Ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya, si, Rabai, ònye mehiere, onye a, ma-ọbu ndi muru ya,…