JỌN 20

1 Ma n’ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa n’isi-ututu, mb͕e chi akābọghi, Meri Magdalini biaruru ílì ahu, we hu nkume-ya na ewepuwo ya n’ílì. 2 Ya mere ọ b͕a ọsọ,…

JỌN 21

1 Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus mere Onwe-ya ka Ọ puta ìhè ọzọ nye ndi nēso uzọ-Ya n’oké osimiri Taibirias; ma O mere Onwe-ya ka Ọ puta ìhè otú a….

ỌLU NDI-OZI 1

1 Ederem akwukwọ mbu, Teofilọs, banyere ihe nile Jisus malitere ime na izí, 2 rue ubọchi anara Ya n’elu, mb͕e O sitere na Mọ Nsọ nyesia ndi-ozi-Ya ndi Ọ rọputarari…

ỌLU NDI-OZI 2

1 Mb͕e ubọchi Pentikọst nēzu okè, ha nile we nọkọ n’otù ebe. 2 Na mberede ùzù, dika nke oké ifufe nke nēfesi ike, we site n’elu-igwe, o we juputa ulo…

ỌLU NDI-OZI 3

1 Ma Pita na Jọn nārigo n’ulo uku Chineke n’oge hour ekpere, bù oge hour nke-iteghete. 2 Anēbute kwa otù nwoke nke dara ngwurọ site n’afọ nne-ya, onye ha nātọb͕ọ…

ỌLU NDI-OZI 4

1 Ma mb͕e ha nāgwa ndi-Ju okwu, ndi-nchu-àjà na ọchi-agha nke ulo uku Chineke na ndi-Sadusi biakwasiri ha, 2 ebe ike gwuru ha nọ̄ n’ihi na ha nēzi ndi-Ju ihe,…

ỌLU NDI-OZI 5

1 Ma otù nwoke nke anākpọ aha-ya Ananaias, ya na Safaira nwunye-ya, rere otù ihe o nwere, 2 we debere onwe-ya ufọdu nime ọnu-ahia-ya, nwunye-ya ma-kwa-ra, o we weta otù…

ỌLU NDI-OZI 6

1 Ma na mb͕e ahu, mb͕e ndi nēso uzọ Jisus nāba uba, ndi-Ju nāsu asusu Grik malitere itamu megide ndi-Hibru, n’ihi na elefuru ndinyom-ha ndi di-ha nwuru anya n’ije-ozi, bú…

ỌLU NDI-OZI 7

1 Onye-isi-nchu-àjà we si, Ìhe ndia di otú a? 2 O we si, Umu-nnam na ndi bu nnam, nurunu. Chineke nke ebube mere ka nna-ayi Abraham hu Ya anya, mb͕e…

ỌLU NDI-OZI 8

1 Ma ob͕ub͕u-ya di Sọl ezi nma. Oké nsob͕u we puta n’ubọchi ahu megide nzukọ Kraist di na Jerusalem; ha nile we b͕asasia n’ala Judia na Sameria dum, ma-ọbughi ndi-ozi….