ỌNU-ỌGUGU 27

1 Ha we biarue nso, bú umu-ndinyom Zelọfehad, nwa Hifa, nwa Gilead, nwa Makia, nwa Manase, nke ab͕uru Manase nwa Josef: ndia bu aha umu-ya ndinyom; Mahla, na Noa, na…

ỌNU-ỌGUGU 28

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, si ha, Onyinyem iji biaru nso, nrim iji chu àjà-ọkum nile, bú ihe ísì utọ nkem, unu gēlezi…

ỌNU-ỌGUGU 29

1 Ọzọ, n’ọnwa nke-asa, n’ubọchi mbu nke ọnwa ahu, nkpọkọta nsọ gādiri unu; ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: ubọchi uda-opì ka ọ gāburu unu. 2 Unu…

ỌNU-ỌGUGU 30

1 Moses we gwa ndi-isi nke ebo nile nke umu Israel okwu, si, Nka bu ihe nke Jehova nyeworo n’iwu. 2 Nwoke ọ bula, mb͕e ọ gēkwe Jehova nkwa, ma-ọbu…

ỌNU-ỌGUGU 31

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Bọrọ umu Israel ọ́bọ̀ n’aru ndi Mdian: emesia agāchikọta gi na umu-nna-gi n’ala-mọ. 3 Moses we gwa ndi Israel okwu, si, Sinu…

ỌNU-ỌGUGU 32

1 Ma umu Reuben na umu Gad nwere ọtutu anu-ulo, ha riri nne nke-uku: ha we hu ala Jeza, na ala Gilead, ma, le, ebe ahu bu ebe anu-ulo; 2…

ỌNU-ỌGUGU 33

1 Ndia bu nbuli-ije umu Israel, ndi siri n’ala Ijipt puta, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di, n’aka Moses na Eron. 2 Moses we de ọpupu nile ha n’akwukwọ…

ỌNU-ỌGUGU 34

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, si ha, Mb͕e unu onwe-unu ganābata n’ala Kenean, (nka bu ala nke gēru unu aka n’ihe-nketa, bú ala…

ỌNU-ỌGUGU 35

1 Jehova we gwa Moses okwu n’ala ihe nādighi nke Moab n’akuku Jọdan na nso Jeriko, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha si n’ihe-nketa nke ihe-onwunwe-ha nye ndi…

ỌNU-ỌGUGU 36

1 Ndi-isi nke ndi bu nna nke ab͕uru umu Gilead, nwa Makia, nwa Manase, n’etiti ab͕uru umu Josef, we biarue nso, kwue okwu n’iru Moses, na n’iru ndi-isi, bú ndi-isi…