I. NDI KỌRINT 5
1 Anānu nọ̄ na ikwa-iko di n’etiti unu, aha ikwa-iko nke nādighi kwa ọbuná n’etiti ndi mba ọzọ, nke mere na otú onye n’etiti unu nwere nwunye nna-ya. 2 Unu…
1 Anānu nọ̄ na ikwa-iko di n’etiti unu, aha ikwa-iko nke nādighi kwa ọbuná n’etiti ndi mba ọzọ, nke mere na otú onye n’etiti unu nwere nwunye nna-ya. 2 Unu…
1 Ọ̀ di onye ọ bula n’etiti unu, ma asi na o nwere okwu megide ibe-ya, nwere anya-ike ije ikpé n’iru ndi ajọ omume, ma ọ bughi n’iru ndi nsọ?…
1 Ma okwu bayere ihe unu dere akwukwọ bayere ha: Ọ di nma ka nwoke ghara imetu nwanyi aka. 2 Ma, n’ihi ikwa-iko nile, ka nwoke ọ bula nwe nwunye…
1 Ma okwu bayere ihe achuru n’àjà nye arusi: Ayi matara na ayi nile nwere ọmuma-ihe. Ọmuma-ihe nāfuli elu, ma ihu-n’anya nēwuli elu dika ulo. 2 Ọ buru na onye…
1 Ènweghi m onwem? àbughi m onye-ozi? àhughm Jisus Onye-nwe-ayi? ùnu onwe-unu abughi ọlum nime Onye-nwe-ayi? 2 Ọ buru na abughm onye-ozi n’ebe ndi ọzọ nọ, ma otú ọ di,…
1 N’ihi na achọghm, umu-nnam, ka unu ghara imara, na nna-ayi-hà nile nọri n’okpuru igwe-oji ahu, ha nile gabiga-kwa-ra oké osimiri ahu; 2 eme-kwa-ra ha nile baptism ibà nime Moses…
1 Ghọnu ndi nēṅomim, dika mu onwem bu kwa onye nēṅomi Kraist. 2 Ma anamaja unu na unu nēchetam n’ihe nile, jisi kwa ozizí ahu enyere n’aka-unu idebe ike, dika…
1 Ma okwu bayere onyinye nke Mọ Nsọ, umu-nnam, achọghi m ka unu ghara imara. 2 Unu matara na mb͕e unu buri ndi mba ọzọ, anēdufu unu iso arusi ahu…
1 Asi na ejim asusu di iche iche nke madu na nke ndi-mọ-ozi nēkwu okwu, ma enweghi m ihu-n’anya, aghọwom ọla nāra ara, ma-ọbu ájà ọla nāda udà. 2 Asi…
1 Nāb͕asonu ihu-n’anya; otú ọ di, werenu obi nānu ọku chọ onyinye-amara nile nke Mọ Nsọ, ma nāchọkarinu ka unu bū amuma. 2 N’ihi na onye ji asusu di iche…