I. NDI KỌRINT 15
1 Ma emem ka unu mara, umu-nnam, ozi ọma ahu nke m’zìri unu, nke unu nata-kwa-ra, nke unu nēguzo kwa nime ya, 2 nke esite-kwa-ra zọputa unu, ma ọ buru…
1 Ma emem ka unu mara, umu-nnam, ozi ọma ahu nke m’zìri unu, nke unu nata-kwa-ra, nke unu nēguzo kwa nime ya, 2 nke esite-kwa-ra zọputa unu, ma ọ buru…
1 Ma okwu bayere ùtú anāturu ndi nsọ, dika m’nyere nzukọ Kraist di na Galetia iwu, unu onwe-unu me kwa otú a. 2 Kwa ubọchi mbu n’ízù ubọchi asa ka…
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ Chineke, na Timọti nwa-nna-ayi, nēdegara nzukọ Chineke nke di na Kọrint akwukwọ, ha na ndi nsọ nile ndi nọ n’Akaia dum: 2…
1 Ma ezuputaram onwem nka, na m’gaghi-abiakute unu ọzọ n’ihe-nwuta. 2 N’ihi na asi na mu onwem eme ka o wuta unu, ònye bu kwa onye gēme ka obi tọm…
1 Àyi nāmalite ọzọ ime ka madu mara ayi? ma-ọbu ǹkpà akwukwọ-ozi ime ka madu mara ayi nākpa ayi inye unu ma-ọbu inara unu, dika ọ nākpa ufọdu? 2 Unu…
1 N’ihi nka, ebe ayi nwere ije-ozi a, dika emere ayi ebere, ike agwughi ayi n’obi: 2 kama ayi juru ihe-nzuzo nile nke nēweta ihere, ayi adighi-ejeghari n’aghughọ, ayi adighi-emeso…
1 N’ihi na ayi matara na asi na akwaturu ulo nke uwa, bú ulo-ikwū-ayi, ayi nwere ulo ewuru nke sitere na Chineke, ulo anējighi aka wu, di ebighi-ebi, n’elu-igwe. 2…
1 Ma, dika ndi ayi na Ya nālukọ ọlu, ayi nāriọ kwa unu ka unu ghara inara amara Chineke n’efu, 2 (n’ihi na Ọ nāsi, N’oge anānara madu nke-ọma ka…
1 Ya mere ndi m’huru n’anya, ebe ayi nwere nkwa ndia, ka ayi sachapu n’onwe-ayi nmeru nile nke aru na nke mọ, nēmezu idi-nsọ n’egwu Chineke. 2 Nyenu ayi uzọ…
1 Ọzọ, umu-nnam, ayi nēme ka unu mara amara Chineke nke enyeworo nime nzukọ Kraist nile nke Masedọnia; 2 na nime ọtutu nnwaputa nke nkpab͕u, nbabiga-ókè nke ọṅù-ha na ob͕eye-ọnu-ntu…