II. NDI KỌRINT 9
1 N’ihi na ọ dighi nkpà ka m’degara unu akwukwọ bayere ijere ndi nsọ ozi: 2 n’ihi na amataram obi di ọku unu, nke m’nānyara ndi Masedọnia isi bayere unu,…
1 N’ihi na ọ dighi nkpà ka m’degara unu akwukwọ bayere ijere ndi nsọ ozi: 2 n’ihi na amataram obi di ọku unu, nke m’nānyara ndi Masedọnia isi bayere unu,…
1 Ma mu onwem Pọl ji idi-nwayọ na obi-ọma nke Kraist nāriọ unu, mu onye nādi ala n’iru unu mb͕e m’nọ n’etiti unu, ma mb͕e m’nānọghi enwem obi-ike n’ebe unu…
1 Ọ gādim nọ̄ nma ma ọ buru na unu gānagidem n’okwu ntà nke sitere n’enweghi-uche: ma unu nānagidem n’ezie. 2 N’ihi na ejim ekworo Chineke nēkworo unu: n’ihi na…
1 Aghaghi m inya isi, ọ bu ezie na ọ baghi urù; ma m’gēche iru n’ọhù na ihe-nkpughe nke Onye-nwe-ayi. 2 Amataram otù madu nime Kraist, arọ iri na anọ…
1 Nka bu ub͕ò nke-atọ m’nābiakute unu. N’ọnu ndi-àmà abua ma-ọbu atọ ka agēme ka okwu nile ọ bula guzo. 2 Agwawom ha n’oge gara aga, anamebu kwa uzọ gwa…
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ nke Chineke, nēdegara ndi nsọ ndi nọ n’Efesọs, na ndi kwere na Kraist Jisus, akwukwọ: 2 Amara diri unu na udo nke…
1 Unu onwe-unu ka O me-kwa-ra ka unu di ndu, mb͕e, unu nọ n’ọnwu site na ndahie nile unu na nmehie nile unu, 2 nke unu jeghariri nime ha n’oge…
1 N’ihi nka mu onwem Pọl, onye-nkpọrọ nke Kraist Jisus n’ihi unu ndi mba ọzọ, 2 asi na ọ bu ezie na unu nuru okwu bayere ọchichi-èzí-na-ulo nke amara Chineke…
1 Ya mere mu onwem, bú onye-nkpọrọ nime Onye-nwe-ayi, nāriọ unu ka unu jegharia dika o kwesiri ọkpukpọ nke akpọrọ unu, 2 n’obi di ume-ala na idi-nwayọ nile, n’ogologo ntachi-obi,…
1 Ya mere burunu ndi nēṅomi Chineke. dika umu ahuru n’anya; 2 nējeghari-kwa-nu n’ihu-n’anya, dika Kraist-ayi hu-kwa-ra unu n’anya, rara kwa Onwe-ya nye n’ihi ayi, dika ihe echere n’iru Chineke…