NDI-HIBRU 4
1 Ya mere ka ayi tua egwui ma, ebe nkwa ibà n’izu-ike-Ya fọduru, ọ di onye ọ bula n’etiti unu ọ gādi ka o rughi ya ma eleghi anya. 2…
1 Ya mere ka ayi tua egwui ma, ebe nkwa ibà n’izu-ike-Ya fọduru, ọ di onye ọ bula n’etiti unu ọ gādi ka o rughi ya ma eleghi anya. 2…
1 N’ihi na onye-isi-nchu-àjà ọ bula, esi n’etiti madu weputa ya, ọ bu n’ihi madu ka anēdo ya onye-isi-nchu-àjà n’ihe diri Chineke, ka o we nēche onyinye na àjà di…
1 N’ihi nka ka ayi rapu okwu nke nmalite nke Kraist, ka anēburu kwa ayi rue n’itozu-okè; ka ayi ghara itọ ntọ-ala ọzọ nke bu nchèghari iji pua n’ọlu nile…
1 N’ihi na Melkizedek nka, eze Selem, onye-nchu-àjà nke Chineke Onye kachasi ihe nile elu, onye zutere Abraham mb͕e o si n’ob͕ub͕u ndi-eze ahu laghachi, we gọzie ya, 2 onye…
1 Ma isi ihe n’ihe nile ayi nēkwu bu nka: Ayi nwere onye-isi-nchu-àjà di otú a, Onye nọduru ala n’aka-nri nke oche-eze nke Idi-uku ahu di nime elu-igwe, 2 Onye…
1 Ya mere, ọbuná ọb͕ub͕a-ndu mbu nwere ihe di iche iche aguru n’ihe ziri ezi n’ikpere Chineke, nwe kwa ebe nsọ ya, bú ebe nsọ nke uwa nka. 2 N’ihi…
1 N’ihi na iwu ahu, ebe o nwere nání onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia, ọ bughi ezi oyiyi onwe-ya nke ihe ndia, ha apughi ime ka ndi…
1 Ma okwukwe bu ndabere nke ihe anēle anya, buru kwa nnwaputa nke ihe anāhughi anya. 2 N’ihi na nime okwukwe ahu ka ab͕ara ndi okenye àmà. 3 Okwukwe ka…
1 Ya mere ka ayi onwe-ayi, ebe ayi nwere oké ìgwè ndi-àmà di otú a ndi b͕ara ayi gburugburu dika igwe-oji, ka ayi tupu kwa ibu nile ọ bula, ya…
1 Ka ihu-n’anya-unu n’ebe umu-nna-unu nọ nādigide. 2 Unu echezọla ile ndi-ọbìa nke-ọma: n’ihi na ufọdu esitewo na nka le ndi-mọ-ozi ọbìa nāmaghi ama. 3 Nēchetanu ndi nọ n’ab͕u, dika…