II. PITA 1

1 Saimon Pita, orù na onye-ozi nke Jisus Kraist, nēdegara unu akwukwọ, bú ndi ketaworo okwukwe di oké ọnu-ahia ra ka nke ayi ketaworo n’ezi omume Onye ahu, bú Chineke-ayi…

II. PITA 2

1 Ma ndi-amuma ugha putakwara ìhè n’etiti ndi Israel, dika ndi-ozizí ugha gādi kwa n’etiti unu, bú madu ndi gēwere nzuzo webata irọ-òtù di iche iche nke ila-n’iyì, nāgọnari ọbuná…

II. PITA 3

1 Ndi m’huru n’anya, nka bu akwukwọ-ozi nke-abua nke m’nēdegara unu ub͕u a; ma nime ha abua ka m’nakpali uche-unu di ọcha n’ichetara unu; 2 ka unu we cheta okwu…

I. JỌN 1

1 Ihe nke diri site na mbu, ihe ayi nuworo, ihe ayi jiworo anya-ayi hu, ihe ayi kiriri, nke aka-ayi datukwara, bayere Okwu nke ndu ahu, 2 (emekwara ka ndu…

I. JỌN 2

1 Umu-ntakirim, ihe ndia ka m’nēdegara unu n’akwukwọ, ka unu we ghara imehie. Ọ buru kwa na onye ọ bula emehie, ayi nwere otù Onye nēkwu ọnu ayi n’ebe Nna-ayi…

I. JỌN 3

1 Lenu aha ihunanya nka bu nke Nna-ayi nyeworo ayi, ka ewe kpọ ayi umu Chineke: ayi bu kwa umu-Ya. N’ihi nka uwa amaghi ayi, n’ihi na ọ maghi Ya….

I. JỌN 4

1 Ndi m’huru n’anya, unu ekwela okwu mọ nile, kama nwaputanu udi-mọ ahu, ma ha bu ndi siri na Chineke puta: n’ihi na ọtutu ndi-amuma ugha apuwo ba n’uwa. 2…

I. JỌN 5

1 Onye ọ bula nke kwere na Jisus bu Kraist ahu, amuwo ya site na Chineke: ọzọ onye ọ bula nke nāhu Onye ahu Nke muru n’anya, ọ nāhu kwa…

II. JỌN 1

1 Okenye nēdegara nwanyi-nwe-madu, bú onye arọputaworo, akwukwọ, ya na umu-ya, ndi mu onwem nāhu n’anya n’ezi-okwu; ọ bughi kwa nání mu onwem, kama ọ bu kwa ndi nile ndi…

III. JỌN 1

1 Okenye nēdegara Gaiọs akwukwọ, bú onye ahuru n’anya, onye mu onwem nāhu n’anya n’ezi-okwu. 2 Onye m’huru n’anya, anamekpere Chineke ka ihe nile nāgara gi nke-ọma, ka i nwe…