I. SAMUEL 18
1 O rue, mb͕e ọ gwabìri Sọl okwu, na ekekọtara nkpuru-obi Jonatan na nkpuru-obi Devid, Jonatan we hu ya n’anya dika nkpuru-obi-ya. 2 Sọl we nara ya n’ubọchi ahu, o…
1 O rue, mb͕e ọ gwabìri Sọl okwu, na ekekọtara nkpuru-obi Jonatan na nkpuru-obi Devid, Jonatan we hu ya n’anya dika nkpuru-obi-ya. 2 Sọl we nara ya n’ubọchi ahu, o…
1 Sọl we gwa Jonatan nwa-ya na ndi-orù-ya nile okwu, ka ha me ka Devid nwua. 2 Ma ihe Devid tọrọ Jonatan nwa Sọl utọ nke-uku. Jonatan we gosi Devid,…
1 Devid we si na Naiot nime Rema b͕alaga, ọ bia kwue n’iru Jonatan, si, Gini ka m’meworo? gini bu ajọ omumem? gini bu kwa nmehiem n’iru nna-gi, na ọ…
1 Devid we biarue Nob biakute Ahimelek, bú onye-nchu-àjà: Ahimelek we ma jijiji izute Devid, si ya Gini mere nání gi onwe-gi biara, ma ọ dighi nwoke gi na ya…
1 Devid we si n’ebe ahu je, wepuga onwe-ya rue ọb͕à Adulam: umu-nne-ya na ulo nna-ya nile we nu ya, ha we ridakuru ya n’ebe ahu. 2 Ha we chikọta…
1 Ha we gosi Devid, si, Le, ndi Filistia nēbuso Keila agha, ndi ahu nāpunara ha ebe-nzọcha-ọka nile ha. 2 Devid we jua Jehova ase, si, M’gēje tib͕ue ndi Filistia…
1 O rue, mb͕e Sọl siri n’iso ndi Filistia lata, na egosiri ya, si, Le, Devid nọ n’ọzara En-gedi. 2 Sọl we chiri nnù ndikom asa na ọgu iri arọputara…
1 Samuel we nwua; Israel nile we chikọta onwe-ha, tiere ya aka n’obi, lìe ya n’ulo-ya na Rema. Devid we bilie, rida rue ọzara Peran. 2 Ma otù nwoke bi…
1 Ndi Zif we biakute Sọl rue Gibea, si, Devid, ọ̀ dighi-ezo onwe-ya n’ugwu ntà Hakila, nke di n’iru ala ahu nke tọb͕ọrọ n’efu? 2 Sọl we bilie, rida rue…
1 Devid we si obi-ya. Ub͕u a agēkpochapum otù ubọchi site n’aka Sọl: ọ dighi ihe dirim nma kari iwepugasi onwem ba n’ala ndi Filistia; Sọl agaghi-atukwasi kwa obi-ya n’arum,…