I. SAMUEL 28
1 O rue, na mb͕e ahu, na ndi Filistia chikọtara ọmuma-ulo-ikwū-ha ibu agha, ibuso Israel agha. Ekish we si Devid, Mara nke-ọma na mu ka i gēso pua ba n’ọmuma-ulo-ikwū,…
1 O rue, na mb͕e ahu, na ndi Filistia chikọtara ọmuma-ulo-ikwū-ha ibu agha, ibuso Israel agha. Ekish we si Devid, Mara nke-ọma na mu ka i gēso pua ba n’ọmuma-ulo-ikwū,…
1 Ma ndi Filistia chikọtara ọmuma-ulo-ikwū-ha nile rue Efek: Israel nāma kwa ulo-ikwū-ha n’akuku isi-iyi nke di na Jezreel. 2 Ndi-isi ndi Filistia we nāgabiga ọgu ise, ọgu ise, na…
1 O rue, mb͕e Devid na ndikom-ya biaruru Ziklag n’ubọchi nke-atọ, na ndi Amalek amadewo na Negeb, made kwa na Ziklag, ha etib͕uwo kwa Ziklag, sure ya n’ọku, 2 dọta…
1 Ma ndi Filistia nēbuso Israel agha: ndikom Israel we b͕alaga n’iru ndi Filistia, ha we da, buru ndi eb͕uru eb͕u n’ugwu Gilboa. 2 Ndi Filistia we sosie Sọl na…
1 O rue, mb͕e ọnwu Sọl gasiri, mb͕e Devid siri na ntib͕u Amalek lata, mb͕e Devid nọwo-kwa-ra na Ziklag ubọchi abua; 2 o rue, nubọchi nke-atọ, na, le, otù nwoke…
1 O rue, ka nka gasiri, na Devid juru Jehova ese, si, M’gārigo n’otù nime obodo Juda? Jehova we si ya, Rigo. Devid we si, Òle ebe M’gārigo? Ọ si,…
1 Agha ahu we di ogologo n’etiti ulo Sọl na ulo Devid: ma Devid di ike nāga n’iru, ma ulo Sọl enweghi ike nāla azu azu. 2 Ewe muara Devid…
1 Ish-boshet nwa Sọl we nu na Abnea anwuwo nime Hebron, aka-ya we kuda, Israel nile ma-kwa-ra jijiji. 2 Ma Ish-boshet nwa Sọl nwere ndikom abua ndi bu ndi-isi usu…
1 Ebo Israel nile we biakute Devid rue Hebron, kwue, si, Le, ọkpukpu-gi na anu-aru-gi ka ayi bu. 2 Na mb͕e gara aga, mb͕e Sọl bu eze-ayi, gi onwe-gi bu…
1 Devid we chikọta kwa ndikom nile arọputara arọputa n’Israel, orú nnù madu uzọ atọ na nnù iri-na-ise. 2 Devid we bilie, si na Beale Juda je, ya na ndi…