I. NDI-EZE 3

1 Solomon we ghọ ọgọ Fero eze Ijipt, kuru nwa-nwayi Fero, me ka ọ bata n’obodo Devid, rue mb͕e o wusiri ulo-ya, na ulo Jehova, na mb͕idi Jerusalem buruburu. 2…

I. NDI-EZE 4

1 Eze, bú Solomon, we buru eze Israel nile. 2 Ma ndia bu ndi-isi o nwere; Azaraia nwa Zedok bu onye-nchu-àjà; 3 Elihoref na Ahaija, umu-ndikom Shisha, bu ndi-ode-akwukwọ; Jehoshafat…

I. NDI-EZE 5

1 Hairam, bú eze Taia, we zìe ndi-orù-ya jekuru Solomon: n’ihi na ọ nuru na ya ka ha tere manu ibu eze n’ọnọdu nna-ya: n’ihi na onye nāhu Devid n’anya…

I. NDI-EZE 6

1 O rue, n’arọ nke-nnù-na-ọgu-anọ site na mb͕e umu Israel siri n’ala Ijipt putasia, n’arọ nke-anọ nke Solomon bu eze Israel, n’ọnwa Ziv, nke bu ọnwa nke-abua, na o wubere…

I. NDI-EZE 7

1 Ma Solomon nọ arọ iri na atọ n’iwu ulo nke aka ya, ọ we wubìe ulo-ya nile. 2 O we wue ulo oké ọhia Lebanon; ọgu cubit ise ka…

I. NDI-EZE 8

1 Mb͕e ahu Solomon kpọkọtara ndi-okenye Israel, na ndi-isi nile nke ebo nile ha, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna umu Israel, ibiakute eze, bú Solomon, nime Jerusalem, isi…

I. NDI-EZE 9

1 O rue, mb͕e Solomon wubìri ulo Jehova, na ulo eze, na ihe nile nke di Solomon ezi nma n’obi nke tọrọ ya utọ ime, 2 na Jehova mere ka…

I. NDI-EZE 10

1 Eze-nwayi Sheba we nānu akukọ Solomon bayere aha Jehova, o we bia iwere ilu di iche iche nwa ya. 2 Ọ biarue Jerusalem, ya na usu di ọtutu nke-uku,…

I. NDI-EZE 11

1 Ma eze, bú Solomon, huru ọtutu ndinyom ala ọzọ n’anya, tiyere nwa-nwayi Fero, ndinyom Moab, ndinyom Amon, ndinyom Edom, ndinyom Zaidon, ndinyom Het; 2 bú ndi sitere na mba…

I. NDI-EZE 12

1 Rehoboam we jerue Shekem: n’ihi na Shekem ka Israel nile biaruru, ime ya eze. 2 O rue, mb͕e Jeroboam nwa Nebat nuru ya, (ma onye ahu nānọ n’Ijipt rue…