JOB 41
1 Ì gēji nkò-azù dọrọ oké agu-iyi? Ma-ọbu ì gēji ndọ̀ biada ire-ya? 2 Ì gētiye udọ̀-ami n’imi-ya? Ma-ọbu i gēji ngu ígwè dupue àb͕à-ya? 3 Ọ̀ gāriọ gi ọtutu…
1 Ì gēji nkò-azù dọrọ oké agu-iyi? Ma-ọbu ì gēji ndọ̀ biada ire-ya? 2 Ì gētiye udọ̀-ami n’imi-ya? Ma-ọbu i gēji ngu ígwè dupue àb͕à-ya? 3 Ọ̀ gāriọ gi ọtutu…
1 Job we za Jehova, si, 2 Amawom na I puru ime ihe nile, Amawokwam na adighi-eb͕ochi nzube ọ bula nke sitere na Gi. 3 Ònye bu onye a nke…
1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke nējeghi ije na ndumọdu ndi nēmebi iwu, Nke nēguzoghi kwa n’uzọ ndi nmehie, Nke nānọghi kwa n’ọnọdu ndi nākwa emò….
1 N’ìhi gini ka mba nile meworo oké nkpọtu? N’ìhi gini ka ndi nile di n’uwa nātughari ihe-efu n’uche? 2 Ndi-eze nke uwa nēguzo onwe-ha, Ndi-isi nāb͕akọta kwa ìzù, Imegide…
Abù Ọma Devid, mb͕e o siri n’iru Absalom nwa-ya b͕alaga. 1 Jehova, le otú ndi nākpab͕um bara uba! Ọtutu madu nēbili imegidem. 2 Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Abù Ọma Devid. 1 Mb͕e m’kpọrọ, Gi zam, Chineke nke ezi omumem; I nyewom ebe sara mbara mb͕e m’nọ na nkpà: Merem amara,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; nke agābù n’ib͕u Ọjà. Abù Ọma Devid. 1 Ge nti n’okwu-ọnum, Jehova, Ghọta ntughari-uchem. 2 Ṅa nti n’olu ntiku m’nētiku Gi, Ezem, na Chinekem:…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara, n’elu Octave. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, Abalaram nba n’iwe-Gi, Adọ-kwa-lam aka na nti n’ọnuma-Gi. 2 Merem amara, Jehova; n’ihi na onye taworo…
Shiggaion nke Devid, nke ọ bùkuru Hehova, bayere okwu Kush, bú onye Benjamin. 1 Jehova, bú Chinekem, na Gi ka m’b͕abàworo: Zọputam n’aka ndi nile nēsob͕um, naputakwam n’aka-ha: 2 Ka…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Gittith. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, Onye-nwe-ayi, Le otú aha-Gi di ebube n’uwa nile! Gi Onye tiyeworo ebube-Gi n’elu ígwé. 2 I siwo…