ABÙ ỌMA 9

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Muth-labben. Abù Ọma Devid. 1 M’gēji obim nile kele Jehova; M’gākọ kwa akukọ oké ọlu-Gi nile. 2 M’gāṅuri ọṅu, obim gātọkwam utọ, nime…

ABÙ ỌMA 10

1 Jehova, n’ìhi gini ka I nēguzo nēbe di anya? N’ìhi gini ka I nēzobe Onwe-gi na mb͕e nile nke nkpà? 2 Site na npako nke onye nēmebi iwu ka…

ABÙ ỌMA 11

Abù Oma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. 1 Na Jehova ka m’b͕abàworo: Ùnu si aṅa si nkpuru-obim, Felaganu n’ugwu-unu dika nnunu? 2 N’ihi na, le, ndi nēmebi…

ABÙ ỌMA 12

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Octave. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, zọputa; n’ihi na onye-ebere agwusiwo; N’ihi na ndi kwesiri ntukwasi-obi agwupuwo n’etiti umu madu. 2 Ihe-efu ka…

ABÙ ỌMA 13

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, rùe ole mb͕e ka I gēchezọm ebighi-ebi? Rùe ole mb͕e ka I gēzonarim iru-Gi? 2 Rùe ole mb͕e ka…

ABÙ ỌMA 14

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. 1 Onye-nzuzu asiwo n’obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka omume-ha buru ihe-árú; Ọ…

ABÙ ỌMA 15

Abù Ọma Devid. 1 Jehova, ònye gānọ dika ọbìa n’ulo-ikwu-Gi? Ònye gēbi n’ugwu nsọ Gi? 2 Onye nēje ije n’izu-okè, nke nālu kwa ọlu ezi omume, Nke nēkwu kwa ezi-okwu…

ABÙ ỌMA 16

Michtam nke Devid. 1 Debem, Chineke: n’ihi na ab͕abàwom nime Gi. 2 Asiwom Jehova, Onye-nwem ka I bu: Ọdi-nmam adighi-eru Gi aru. 3 Asiwokwam ndi nsọ ndi nọ n’uwa, Na…

ABÙ ỌMA 17

Ekpere Devid. 1 Jehova, nuru ezi omume, ṅa nti n’iti-nkpum; Ge nti n’ekperem, nke m’nējighi eb͕ub͕ere-ọnu aghughọ kpe. 2 Ka ikpém si n’iru Gi puta; Anya-Gi nāhu izi-ezi. 3 I…

ABÙ ỌMA 18

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke orù Jehova, bú Devid, onye gwara Jehova okwu nile nke abù a n’ubọchi Jehova naputara ya n’ọbu-aka ndi-iro-ya nile, na n’ọbu-aka…