ABÙ ỌMA 49
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma Umu Kora. 1 Nurunu nka, ndi nile di iche iche; Ṅanu nti, ndi nile bi n’uwa nka: 2 Ma ndi di ala…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma Umu Kora. 1 Nurunu nka, ndi nile di iche iche; Ṅanu nti, ndi nile bi n’uwa nka: 2 Ma ndi di ala…
Abù Ọma Esaf. 1 Chineke Nke kachasi chi nile, bú Jehova, ekwuwo, We kpọ uwa site n’ọwuwa anyanwu rue ọdida-ya. 2 Site na Zaion, bú ebe mazuru nma, Ka Chineke…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid: mb͕e Netan, bú onye-amuma, biakutere ya, mb͕e ọ bakusiri Bat-sheba. 1 Merem amara, Chineke, dika ebere-Gi si di: Dika iba-uba nke…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Maschil Devid: mb͕e Doeg, bú onye Edom, biara gosi Sọl, si ya, Devid bara n’ulo Ahimelek. 1 Gini mere i nēto onwe-gi n’ihe ọjọ,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Mahalath. Maschil Devid. 1 Onye-nzuzu asiwo n’obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka ajọ omume-ha buru ihe-árú;…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Maschil Devid: mb͕e ndi Zif biara, si Sọl, Devid, ọ̄ dighi-ezo onwe-ya n’etiti ayi? 1 Chineke, were aha-Gi zọputam, Were kwa idi-ike-Gi kpem…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Maschil Devid. 1 Ge nti n’ekperem, Chineke; Ezonari-kwa-la Onwe-gi n’aririọ-amaram. 2 Ṅam nti, zam: Anamalù ulù na ntughari-obim, nāsu kwa oké ude; 3…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Jonath elem rehokim. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e ndi Filistia jidere ya na Gat. 1 Merem amara, Chineke; n’ihi na madu ekusiwo…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù: Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e ọ b͕apuru n’iru Sọl ba n’ọb͕à. 1 Merem amara, Chineke, merem amara; N’ihi na nime Gi ka…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam. 1 Ọ̀ bu ezie na ezi omume nke kwesiri ka unu kwue bu ob͕i? Ùnu ji izi-ezi kpe…