ABÙ ỌMA 59

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e Sọl ziri ozi, ha we che ulo ime ka ọ nwua. 1 Naputam n’aka ndi-irom, Chinekem: Me…

ABÙ ỌMA 60

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Shushan Eduth: Michtam Devid, izí ihe: mb͕e ọ lusoro Eram-naharaim, luso kwa Eram-zoba, ọ̀gù, Joab we laghachi, tib͕ue Edom nime Ndagwurugwu Nnú, orú…

ABÙ ỌMA 61

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu ubọ-akwara. Abù Ọma nke Devid. 1 Chineke, nuru olu iti-nkpum; Ṅa nti ekperem. 2 M’nēsi na nsọtu uwa kpọkue Gi, mb͕e, obim nādighi…

ABÙ ỌMA 62

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; dika Jedutun si abù abù. Abù Ọma Devid. 1 Ọ bu nání Chineke ka nkpuru-obim nēdere du: N’aka-Ya ka nzọputam si bia. 2 Nání…

ABÙ ỌMA 63

Abù Ọma Devid, mb͕e ọ nọ n’ọzara Juda. 1 Chineke, ọ bu Chinekem ka I bu; anamachọsi Gi ike: Akpiri Gi akpọwo nkpuru-obim nku, anu-arum achọsiwo Gi ike, N’ala ọkpọ-nku…

ABÙ ỌMA 64

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Chineke, nuru olum n’itughari-uchem: Nēchezi ndum ka ọ pua n’oké egwu nke onye-iro. 2 I gēzopum n’ìzù nzuzo nke ndi…

ABÙ ỌMA 65

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma. Abù Devid. 1 Gi ka otuto nēdere du, Chineke, nime Zaion: Ọ bu kwa Gi ka anākwughachi nkwa ekwere. 2 Gi Onye…

ABÙ ỌMA 66

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù, bú Abú Ọma. 1 Tikusienu Chineke nkpu ọǹù ike, uwa nile: 2 Bùanu nsọpuru aha-Ya n’abù ọma: Menu ka otuto-Ya di nsọpuru. 3…

ABÙ ỌMA 67

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Abù Ọma, Abù. 1 Ka Chineke mere ayi amara, gọzie ayi, Me ka iru-Ya mua n’ebe ayi nọ;Selah 2 Ka ewe mara uzọ-Gi…

ABÙ ỌMA 68

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid, Abù. 1 Ka Chineke bilie, ka ndi-iro-Ya b͕asa; Ka ndi nākpọ Ya asì si n’iru Ya b͕alaga. 2 Dika ifufe si…