ABÙ ỌMA 129

Abú Nrigo. 1 Ọtutu mb͕e ka ha kpab͕uworom site na mb͕e m’di na nwata, Biko, ka Israel kwue otú a, si, 2 Ọtutu mb͕e ka ha kpab͕uworom site na mb͕e…

ABÙ ỌMA 130

Abú Nrigo. 1 N’ob͕u-miri nile ka m’siworo kpọkue Gi, Jehova. 2 Onye-nwem, ge nti olum: Ka nti-Gi nāṅa kwa nti N’olu nke aririọ-amaram nile. 3 Ọ buru na I riba…

ABÙ ỌMA 131

Abù Nrigo; nke Devid. 1 Jehova, nkpuru-obim adighi elu, anyam abua ebulighi kwa onwe-ha elu; Ejegharighkwam n’ihe uku di iche iche, Ma-ọbu n’oké ọlu di iche iche karirim. 2 N’ezie…

ABÙ ỌMA 132

Abú Nrigo. 1 Jehova, chetara Devid Nweda-n’ala-ya nile. 2 Otú ọ ṅuru Jehova iyi, Kwe Dike nke Jekob nkwa: 3 N’ezie m’gaghi-abà n’ulo-ikwū nke ulom, M’gaghi-arigo n’elu ihe-ndina nke utem;…

ABÙ ỌMA 133

Abú Nrigo; nke Devid. 1 Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku, Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n’otù! 2 Ọ di ka ezi…

ABÙ ỌMA 134

Abù Nrigo. 1 Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n’ulo Jehova n’abali nile. 2 Chilienu aka-unu elu n’idi-nsọ, Gọzi kwa Jehova. 3 Ka Jehova si na…

ABÙ ỌMA 135

1 Tonu Ja. Tonu aha Jehova; Tonu Ya, ndi-orù Jehova: 2 Ndi nēguzo n’ulo Jehova, N’ogige nile nke ulo Chineke-ayi. 3 Tonu Ja; n’ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya…

ABÙ ỌMA 136

1 Kelenu Jehova; n’ihi na Ọ di nma: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 2 Kelenu Chineke kachasi chi nile: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di….

ABÙ ỌMA 137

1 N’akuku osimiri nile nke Babilon, N’ebe ahu ka ayi nọduru ala, e, ayi kwara ákwá, Mb͕e ayi chetara Zaion. 2 N’osisi willow di n’etiti ya Ka ayi nēkokwasi ubọ-akwara…

ABÙ ỌMA 138

Abù Ọma nke Devid. 1 M’gēji obim nile kele Gi: N’iru chi nile ka m’agābùku Gi abù ọma. 2 M’gākpọ isi ala n’ebe ulo uku nsọ Gi di, M’gēkele kwa…