ABÙ ỌMA 119

1 Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi zuru okè n’uzọ Jehova bu, Ndi nējeghari n’iwu jehova. 2 Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēchebe ihe-àmà-Ya nile bu, Ndi nēwere obi-ha…

ABÙ ỌMA 120

Abù Nrigo. 1 Jehova ka m’kpọkuru n’ahuhu dirim, O we zam. 2 Jehova, naputa nkpuru-obim n’eb͕ub͕ere-ọnu okwu-ugha, Na n’ire aghughọ. 3 Gini ka agēnye gi, ọ̀ bu kwa gini ka…

ABÙ ỌMA 121

Abú Nrigo. 1 M’gēweli anyam abua le ugwu nile: Òle ebe iye-akam gēsi bia? 2 Iye-akam nēsi n’aka Jehova bia, Onye meworo elu-igwe na uwa. 3 Ya ekwela ka ewezuga…

ABÙ ỌMA 122

Abú Nrigo; nke Devid. 1 Aṅuririm ọṅu mb͕e ha nāsim, Ka ayi je n’ulo Jehova. 2 Ukwu-ayi eguzowo N’ọnu-uzọ-ama-gi nile, Jerusalem; 3 Jerusalem, nke ewuworo Dika obodo nke ejikọtara n’otù…

ABÙ ỌMA 123

Abù Nrigo. 1 Gi ka m’gēweli anyam abua le, Gi Onye nānọdu ala n’elu-igwe. 2 Le, dika anya ndi-orù si elekwasi aka ndi-nwe-ha, Dika anya abua nke nwayi nēje ozi…

ABÙ ỌMA 124

Abú Nrigo; nke Devid. 1 Asi na ọ bughi Jehova Nke diri ayi, Biko, ka Israel kwue otú a, si; 2 Asi na ọ bughi jehova Nke diri ayi, Mb͕e…

ABÙ ỌMA 125

Abú Nrigo. 1 Ndi nātukwasi Jehova obi Dika ugwu Zaion, nke anādighi-ewezuga ya n’ọnọdu-ya, kama rue mb͕e ebighi-ebi ka ọ nādigide. 2 Jerusalem, ugwu-ya nile di ya buruburu: Otú a…

ABÙ ỌMA 126

Abú Nrigo. 1 Mb͕e Jehova mere ka ndi nālata na Zaion lata, Ayi di ka ndi nārọ nrọ. 2 Mb͕e ahu ọchì nēju ayi ọnu, Iti-nkpu-ọṅù nēju kwa ayi ire:…

ABÙ ỌMA 127

Abù Nrigo; nke Solomon. 1 Ọ buru na Jehova ewughi ulo, N’efu ka ha dọb͕uworo onwe-ha n’ọlu nime ya, bú ndi nēwu ya: Ọ buru na Jehova echeghi obodo, N’efu…

ABÙ ỌMA 128

Abú Nrigo. 1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka onye ọ bula nke nātu egwu Jehova bu, Nke nēje ije n’uzọ-Ya nile. 2 N’ihi na ihe i chiri ọbu-aka-gi dọb͕u onwe-gi…