EKLISIASTIS 8
1 Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa. 2 Mu onwem nādu gi ọdu, Debe okwu-ọnu…
1 Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa. 2 Mu onwem nādu gi ọdu, Debe okwu-ọnu…
1 N’ihi na ihe nile a ka m’tiyere n’obim, ọbuná iledo ihe nile a; na ndi ezi omume, na ndi mara ihe, na òfùfè-ha nile, di n’aka Chineke: ma ọ…
1 Ijiji nwuru anwu nēme ka manu onye nāsugwa manu-otite nke nēsì ísì utọ sìe ísì ọjọ, re kwa ure: otú a ka nzuzu ntà di arọ́ kari amam-ihe, kari…
1 Zipu nri-gi n’elu miri: n’ihi na mb͕e ọtutu ubọchi gasiri i gāhu ya. 2 Nye asa òkè, e, nye kwa asatọ; n’ihi na i maghi ihe ọjọ di aṅa…
1 Cheta kwa Onye kèworo gi n’ubọchi nile i di n’okorọbia, mb͕e ubọchi ihe ọjọ akābiaghi, na mb͕e arọ akābiarughi nso, mb͕e i gāsi, Ha atọghim utọ; 2 mb͕e anyanwu…
1 Abù nke abù, nke diri Solomon. 2 Ya were nsutu nile nke ọnu-ya sutum: N’ihi na ihu-n’anya-gi nile di nma kari manya-vine. 3 Manu-otite-gi nile nēsì ísì ọma; Manu-otite…
1 Mu onwem bu rose nke Sheron, Abum urodi nke ndagwurugwu. 2 Dika urodi n’etiti ogwu, Otú a ka eyìm di n’etiti umu-ndinyom. 3 Dika osisi apple n’etiti osisi oké…
1 N’elu ihe-ndinam n’abali ka m’chọrọ onye ahu nke nkpuru-obim huru n’anya: Achọrọm ya, ma achọtaghm ya. 2 M’siri, Biko, ka m’bilie, jegharia n’obodo buruburu, N’amá nile na n’ebe nile…
1 Le, i mara nma, eyìm, le, i mara nma; Anya-gi abua di ka nduru n’azu ákwà-nkpuchi-gi: Agiri-isi-gi di ka ìgwè ewu, Nke nēdina ala n’akuku ugwu Gilead. 2 Ezé-gi…
1 Abatawom n’ubim ab͕ara ogige, nwa-nnem nwayi, nwunye ọhu nkem: Aghọrọwom myrrh nkem, ya na udam; Arachawom ub͕ub͕ọ-manu-aṅum, ya na manu-aṅum; Aṅuwom manya-vine nkem, ya na miri-ara-ehim. Rienu ihe, ndi-eyim;…