ABÙ NKE ABÙ 6

1 Òle ebe onye ihe-ya nātọ gi utọ jeworo, Gi onye mara nma n’etiti ndinyom? Òle ebe onye ihe-ya nātọ gi utọ cheworo iru, Ka ayi we soro gi chọ…

ABÙ NKE ABÙ 7

1 Le ka nzọ-ukwu-gi nile si ma nma n’akpukpọ-ukwu sandal, gi nwa-nwanyi nke onye amara aha-ya! Apata-ukwu-gi abua nke di buruburu di ka ihe-ichọ-nma, Ọlu aka onye-ǹkà. 2 Otubo-gi di…

ABÙ NKE ABÙ 8

1 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na i dirim ka nwa-nnem nwoke, Nke miworo ara abua nke nnem! Mb͕e m’huru gi n’èzí, m’gēsutu gi ọnu; Ma ọ dighi onye…

AISAIA 1

1 Ọhù Aisaia nwa Emoz, nke ọ huru bayere Juda na Jerusalem n’ubọchi Uzaia na Jotam na Ehaz na Hezekaia, bú ndi-eze Juda. 2 Nurunu, elu-igwe, gi uwa, ṅa kwa…

AISAIA 2

1 Okwu nke Aisaia nwa Emoz huru bayere Juda na Jerusalem. 2 O gēru kwa n’ikpe-azu nke ubọchi ndia, na ugwu nke ulo Jehova ganēguzosi ike n’elu ugwu nile, agēbuli…

AISAIA 3

1 N’ihi na, le, Onye-nwe-ayi, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, nēsi na Jerusalem, si kwa na Juda, wezuga ihe-ndabere na nkpa-n’aka, ihe-ndabere nile, bú nri, na ihe-ndabere nile,…

AISAIA 4

1 Ọzọ, ndinyom asa gējide otù nwoke n’ubọchi ahu, si Nri nke aka ayi ka ayi gēri, uwe nke aka ayi ka ayi gēyi kwa: ọ bu nání na agākpọkwasi…

AISAIA 5

1 Biko, ka m’bùara onye ihe-ya nātọm utọ nke-uku abù nke onye ihe-ya nātọm utọ bayere ubi-vine-ya. Onye ihe-ya nātọm utọ nke-uku nwere ubi-vine n’ugwu ntà nke bu ezi oké…

AISAIA 6

1 N’arọ nke ọnwu eze, bú Uzaia, m’we hu Onye-nwe-ayi ka Ọ nānọkwasi n’oche-eze di elu nke ebuliwo-kwa-ra elu, ọnu-ọnu-ala nile nke uwe-nwuda-Ya juputa-kwa-ra ulo uku Chineke. 2 Ndi-seraph nēguzo…

AISAIA 7

1 O rue, n’ubọchi Ehaz nwa Jotam, nwa Uzaia, bú eze Juda, na Rezin, bú eze Siria, rigoro, ya na Peka nwa Remalaia, bú eze Israel, rue Jerusalem, ibu agha…