AISAIA 58
1 Were akpiri kpọ nkpu, eb͕ochila, welie olu-gi dika opì-ike, we gosi ndim njehie-ha, gosi kwa ulo Jekob nmehie-ha. 2 Ma Mu ka ha nāchọ kwa-ubọchi, imara uzọm nile nātọ…
1 Were akpiri kpọ nkpu, eb͕ochila, welie olu-gi dika opì-ike, we gosi ndim njehie-ha, gosi kwa ulo Jekob nmehie-ha. 2 Ma Mu ka ha nāchọ kwa-ubọchi, imara uzọm nile nātọ…
1 Le, aka Jehova adighi nkpunkpu kari izọputa; nti-Ya adighi kwa arọ́ kari inu ihe: 2 kama ajọ omume nile unu aghọwo ihe nākpa ókè n’etiti unu na Chineke-unu, nmehie…
1 Bilie, nwue; n’ihi na ìhè-gi abiawo, ebube Jehova awawo kwa n’aru gi dika anyanwu. 2 N’ihi na, le, ọchichiri nēkpuchi kwa ndi nile di iche iche: ma n’aru gi…
1 Mọ nke Onye-nwe-ayi, bú Jehova, di n’arum; n’ihi na Jehova etewom manu izì ndi ewedara n’ala ozi ọma; O zitewom ikechi ọnyá ndi obi-ha tiwara etiwa, ikpọsa ọrira gwa…
1 N’ihi Zaion m’gaghi-edebe ọnum du, na n’ihi Jerusalem m’gaghi-anọ jū, rue mb͕e ezi omume-ya gāputa ihè dika onwu-maramara, nzọputa-ya kwa dika ọwa nke nēnwu enwu. 2 Mba di iche…
1 Ònye bu nka nēsi n’Edom bia, yiri uwe nācha ọbara-ọbara site na Bọzra? Ònye a nke mara nma n’uwe-oyiyi-Ya, nāzọ ije n’iba-uba nke ike-Ya? Ọ bu Mu onwem nke…
1 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na I gādọwa elu-igwe, ridata, ma asi na ugwu nile gēsi n’iru Gi rùda dika miri; 2 dika mb͕e ọku nāb͕a umu osisi,…
1 Ekwerem ka ndi nājughi ajuju chọm; ekwerem ka ndi nāchọsighm ike chọtam: asirim otù mba nke nākpọkughi aham, Lekwam. 2 Ab͕asawom akam abua ogologo ubọchi nile nye otù ndi…
1 Otú a ka jehova siri, Elu-igwe bu oche-ezem, uwa bu kwa ihe-nb͕akwasi-ukwum: àha ulo gini ka unu gēwurum? ma-ọbu àha ebe gini gābu ebe-izu-ikem? 2 N’ihi na ihe nile…
1 Okwu Jeremaia nwa Hilkaia, onye sitere na ndi-nchu-àjà ndi nọ n’Anatot n’ala Benjamim: 2 onye okwu Jehova ruru nti n’ubọchi Josaia nwa Emon, bú eze Juda, n’arọ nke-iri-na-atọ ọ…