AISAIA 48
1 Nurunu nka, unu ulo Jekob, ndi anākpọ n’aha Israel, ndi siwo-kwa-ra na miri Juda puta; ndi ji aha Jehova aṅu iyi, ọ bu kwa Chineke Israel ka ha nēhota,…
1 Nurunu nka, unu ulo Jekob, ndi anākpọ n’aha Israel, ndi siwo-kwa-ra na miri Juda puta; ndi ji aha Jehova aṅu iyi, ọ bu kwa Chineke Israel ka ha nēhota,…
1 Genum nti, unu agwe-etiti; ṅa-kwa-nu nti, unu ndi di iche iche, site n’ebe di anya: Jehova esitewo na mb͕e m’nọ n’afọ kpọm; site na mb͕e m’nọ n’afọ nnem ka…
1 Otú a ka Jehova siri, Òle ebe akwukwọ nkwa nke nne-unu di, bú nke M’ji chupu ya? ma-ọbu ònye nime ndi M’nara ego n’ọmuru-nwa ka M’reworo unu n’aka ya?…
1 Genum nti, unu ndi nāb͕aso ezi omume, ndi nāchọ Jehova: legidenu oké nkume anya nke esiri waputa unu, legide-kwa-nu ọnu olùlù nke esiri gwuputa unu. 2 Legidenu Abraham, bú…
1 Teta, teta, yiri ike-gi dika uwe, gi Zaion; yiri uwe-gi nile mara nma, gi Jerusalem, bú obodo nsọ: n’ihi na onye nēbighi úgwù na onye ruru árú agaghi-abata kwa…
1 Ònye kwere ihe ayi nuworo? ogwe-aka Jehova kwa, n’àru onye ka ekpugheworo ya? 2 N’ihi na o tolitere n’iru Ya dika ome, na dika nkpọrọgwu nke putara n’ala kpọrọ…
1 Tie nkpu ọṅù, gi nwayi-àgà, bú nwayi nāmughi nwa; tiwa nkpu ọṅù, tisi kwa nkpu ike, gi onye ime nwa nēmegh: n’ihi na umu nke nwanyi arapuru nání ya…
1 Ge nti, onye ọ bula nke akpiri nākpọ nku, bianu na miri, onye ahu kwa nke nēnweghi ego; bianu, zuru ọka, rie; e, bianu, zuru kwa manya-vine na miri-ara-ehi…
1 Otú a ka Jehova siri, Debenu ikpé ziri ezi, me-kwa-nu ezi omume: n’ihi na nzọputam di nso ibia, ezi omumem di kwa nso ka ekpughe ya. 2 Onye ihe…
1 Onye ezi omume nāla n’iyì, ma ọ dighi onye ọ bula nētiye ya n’obi-ya; anēkpochapu kwa ndi-ebere, mb͕e ọ nādighi onye nāghọta na ekpochapuworo onye ezi omume n’iru ihe…