DEUTERONOMI 4
1 Ma ub͕u a, Israel, ge nti ukpuru nile, ge kwa nti ikpé nile, nke mu onwem nēzí unu, ime ha; ka unu we di ndu, we ba, nweta kwa…
1 Ma ub͕u a, Israel, ge nti ukpuru nile, ge kwa nti ikpé nile, nke mu onwem nēzí unu, ime ha; ka unu we di ndu, we ba, nweta kwa…
1 Moses we kpọ Israel nile òkù, si ha, Israel, nurunu ukpuru ndia na ikpé ndia nke mu onwem nēkwu na nti-unu ta, ka unu we muta ha, lezi kwa…
1 Ma nka bu ihe ahu enyere n’iwu, na ukpuru nile, na ikpé nile, nke Jehova, bú Chineke-unu, nyere iwu ka ezí unu, ka unu we me ha n’ala ahu…
1 Mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka i ba n’ala ahu ebe gi onwe-gi nābà inweta ya, mb͕e Ọ gēwepu kwa ọtutu mba n’iru gi, bu ndi Het, na ndi-Giagashait,…
1 Ihe nile enyere n’iwu nke mu onwem nēnye gi n’iwu ta, unu gēlezi anya ime ya, ka unu we di ndu, ba uba, we ba nime, nweta kwa ala…
1 Nuru, Israel: gi onwe-gi nāgabiga Jọdan ta, ibà ka i we nweta mba di iche iche di uku di kwa ike kari gi, obodo di iche iche di uku…
1 Na mb͕e ahu Jehova sirim, Wara onwe-gi mbadamba nkume abua dika nke-mbu, rigokutem rue ugwu a, me-kwa-ra onwe-gi ib͕e osisi. 2 M’gēdekwasi kwa na mbadamba nkume ahu okwu nile…
1 I gāhu kwa Jehova, bú Chineke-gi, n’anya, debe ihe-ndebe-Ya, na ukpuru-Ya nile, na ikpé-Ya nile, na ihe nile Ọ nyere n’iwu, ubọchi-gi nile. 2 Ma unu amawo ta: n’ihi…
1 Ndia bu ukpuru ahu na ikpé ahu, nke unu gēlezi anya ime n’ala ahu nke Jehova, bú Chineke nke nna-gi-hà, nyeworo gi ka i nweta ya, ubọchi nile nke…
1 Mb͕e onye-amuma ma-ọbu ọrọ-nrọ gēbili n’etiti gi, nye gi ihe-iriba-ama ma-ọbu ihe-ebube, 2 ihe-iriba-ama ahu ma-ọbu ihe-ebube ahu we me, nke ọ gwara gi okwu bayere ya, si, Ka…