DEUTERONOMI 14

1 Unu onwe-unu buru Jehova, bú Chineke-unu, umu: unu ebìla onwe-unu mma, unu eme-kwa-la isi-nkwọcha n’etiti anya-unu abua n’ihi onye nwuru anwu. 2 N’ihi na ndi nsọ ka i buru…

DEUTERONOMI 15

1 N’ọgwugwu arọ asa i gēme nrapu. 2 Nka bu kwa okwu nrapu ahu: onye-nbinye ọ bula gārapu ihe nke o nēbinye ab͕ata-obi-ya; ọ gaghi-eji ab͕ata-obi-ya na nwa-nne-ya n’ihe-ike; n’ihi…

DEUTERONOMI 16

1 Debe ọnwa Ebib, me-kwa-ra Jehova, bú Chineke-gi, ememe ngabiga: n’ihi na ọ bu n’ọnwa Ebib ka Jehova, bú Chineke-gi, mere ka i si n’Ijipt puta n’abali. 2 I gāchu-kwa-ra…

DEUTERONOMI 17

1 Achurula Jehova, bú Chineke-gi, ehi, ma-ọbu aturu, nke ọlu di n’aru-ya, bú ihe ọjọ ọ bula: n’ihi na ihe-árú nke Jehova, bú Chineke-gi, ka ọ bu. 2 Mb͕e agāhuta…

DEUTERONOMI 18

1 Ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai, bú ebo Livai nile, ọ dighi òkè ma-ọbu ihe-nketa ha gēsoro Israel nwe: àjà-ọku nile nke Jehova na ihe-nketa-Ya ka ha gēri. 2 Ọ dighi…

DEUTERONOMI 19

1 Mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēbipu mba ahu, ndi Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi ala-ha, i we napu ha ala-ha, we biri n’obodo nile ha, na n’ulo nile ha; 2…

DEUTERONOMI 20

1 Mb͕e i nāpù ibuso ndi-iro-gi agha, i we hu inyinya, na ub͕o-ala, na ndi bara uba kari gi, atula egwu ha: n’ihi na Jehova, bú Chineke-gi, nọyere gi, Onye…

DEUTERONOMI 21

1 Mb͕e agāhuta otù onye eb͕uru eb͕u ka ọ dara n’ọhia n’ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi ka i we nweta ya, ma amaghi onye tib͕uru ya: 2…

DEUTERONOMI 22

1 I gaghi-ahu ehi nwa-nne-gi, ma-ọbu aturu-ya, nke nāchọ ifu efu, we zopu onwe-gi n’ebe ha di: i ghaghi iwere ha nyeghachi nwa-nne-gi. 2 Ma ọ buru na nwa-nne-gi anọghi…

DEUTERONOMI 23

1 Onye emetara ọnyá site n’ichipia nkpuru-amu-ya, ma-ọbu nke ebipuru amu-ya, agaghi-abà nime nkpọkọta Jehova. 2 Nwa-iko agaghi-abà nime nkpọkọta Jehova; ọbuná ọb͕ọ nke-iri ya agaghi-abà nime nkpọkọta Jehova. 3…