DEUTERONOMI 24
1 Mb͕e nwoke gāluru nwunye, we buru di-ya, ọ gēru kwa, ọ buru na nwayi ahu ahutaghi amara n’iru ya, n’ihi na ọ huwo ihe nēkwesighi ekwesi n’aru ya, na…
1 Mb͕e nwoke gāluru nwunye, we buru di-ya, ọ gēru kwa, ọ buru na nwayi ahu ahutaghi amara n’iru ya, n’ihi na ọ huwo ihe nēkwesighi ekwesi n’aru ya, na…
1 Mb͕e ise-okwu di n’etiti ndikom, ha we biaru nso ka ewe kpe ikpe, ndi-ikpé we kpe ha; ha gāgu kwa onye ezi omume n’onye ezi omume, gu kwa onye…
1 Ọ gēru kwa, mb͕e i gābà n’ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi n’ihe-nketa, mb͕e i gēnweta kwa ya, we biri nime ya; 2 na i gēwere ufọdu…
1 Moses na ndi-okenye Israel we nye ndi Israel iwu, si, Debe ihe nile enyere n’iwu, nke mu onwem nēnye gi n’iwu ta. 2 Ọ gēru kwa n’ubọchi ahu mb͕e…
1 Ọ gēru kwa, ọ buru na i ge nti nke-ọma n’olu nke Jehova, bú Chineke-gi, ilezi anya ime ihe nile O nyere n’iwu, bú nke mu onwem nēnye gi…
1 Ndia bu okwu ọb͕ub͕a-ndu ahu nke Jehova nyere Moses n’iwu ka ya na umu Israel b͕a n’ala Moab, nāgughi ọb͕ub͕a-ndu ahu nke Ya na ha b͕ara nime Horeb. 2…
1 Ọ gēru kwa, mb͕e ihe ndia nile gābiakwasi gi, bú ngọzi ahu na nkọcha ahu nke m’tiyeworo n’iru gi, mb͕e i gēme kwa ka ha biaghachi n’obi-gi n’etiti mba…
1 Moses we je gwa Israel nile okwu ndia. 2 Ọ we si ha, Ọgu arọ isi ka m’b͕ara ta; apughm ipu apu na ibata abata ọzọ: Jehova asiwokwam, I…
1 Ṅanu nti, unu elu-igwe, ka m’kwu kwa ihe; Ka uwa nu kwa okwu ọnum: 2 Nmutam gātasi dika miri-ozuzo, Okwu-ọnum ganēruputa dika igirigi; Dika nshansha-miri n’elu ahihia ndu, Di…
1 Nka bu kwa ngọzi ahu, nke Moses, bú onye nke Chineke, gọziri umu Israel tutu ọnwu-ya. 2 Ọ we si, Jehova siri na Sainai bia, Si kwa na Sia…