JOSHUA 20

1 Jehova we gwa Joshua okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Wezugara onwe-unu obodo nb͕abà ahu, nke M’gwara unu okwu bayere ha n’aka Moses: 3 ka ob͕u-madu onye…

JOSHUA 21

1 Ndi-isi ulo nke ndi bu nna ndi Livai we biarue nso Eleeza, bú onye-nchu-àjà, biaru kwa nso Joshua nwa Nun, biaru kwa nso ndi-isi ulo nke ndi bu nna…

JOSHUA 22

1 Mb͕e ahu Joshua kpọrọ ndi Reuben, kpọ kwa ndi Gad, kpọ kwa nkera ebo Manase, 2 si ha, Unu onwe-unu edebewo ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere…

JOSHUA 23

1 O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri site na mb͕e Jehova mere ka Israel zuru ike pua n’aka ndi-iro-ha nile buruburu, mb͕e Joshua ghọrọ agadi, mb͕e ubọchi ndu-ya nāgwu, 2…

JOSHUA 24

1 Joshua we chikọta ebo nile nke Israel rue Shekem, ọ kpọ ndi-okenye Israel, na ndi-isi-ha, na ndi-ikpé-ha, na ndi-odozi-okwu-ha; ha we guzo onwe-ha n’iru Chineke. 2 Joshua we si…

NDI-IKPE 1

1 O rue, mb͕e ọnwu Joshua gasiri, na umu Israel juru Jehova ase, si, Ònye gēbu uzọ rigoro ayi imegide ndi Kenean, ibuso ha agha? 2 Jehova we si, Juda…

NDI-IKPE 2

1 Onye-ozi Jehova we si na Gilgal rigorue Bokim. Ọ we si, Emerem unu ka unu si n’Ijipt rigota, M’we me ka unu bata n’ala nke M’ṅuru nna-unu-hà iyi inye…

NDI-IKPE 3

1 Ma ndia bu mba ndi Jehova rapuru, iji ha nwa Israel, bú ndi nile nāmaghi agha nile nke Kenean; 2 nání ka ọb͕ọ nile nke umu Israel we mara,…

NDI-IKPE 4

1 Umu Israel we me kwa ọzọ ihe ọjọ n’anya Jehova, mb͕e Ihud nwusiri. 2 Jehova we renye ha n’aka Jebin, bú eze Kenean, onye bu eze nime Hezoa; onye-isi…

NDI-IKPE 5

1 Debora na Berak nwa Abinoam we bùa abù n’ubọchi ahu, si, 2 N’ihi na ndi-ndú nēdu edu n’Israel, N’ihi na ndi Israel were afọ-ofufo nye onwe-ha, Gọzienu Jehova. 3…