NDI-IKPE 6

1 Umu Israel we me ihe ọjọ n’anya Jehova: Jehova we nye ha n’aka Midian arọ asa. 2 Aka Midian we di ike n’aru Israel: n’ihi Midian ka umu Israel…

NDI-IKPE 7

1 Jerubeal (onye ahu bu Gideon), na ndi nile soro ya, we bilie n’isi-ututu, ma ulo-ikwū-ha n’akuku isi-iyi Harod: ọmuma-ulo-ikwū Midian we di n’akuku Ugwu ha, site n’ugwu ntà More,…

NDI-IKPE 8

1 Ndikom Efraim we si ya, Gini bu ihe a i meworo ayi, na i kpọghi ayi, mb͕e i jere ibuso Midian agha? Ha we soro ya isesi okwu ike….

NDI-IKPE 9

1 Abimelek nwa Jerubeal we jerue Shekem, jekuru umu-nne nne-ya, gwa ha okwu, gwa kwa ab͕uru nile nke ulo nna nne-ya, si, 2 Biko, kwuenu na nti ndi nile nwe…

NDI-IKPE 10

1 Mb͕e Abimelek nwusiri, Tola nwa Pua, nwa Dodo, bú onye Isaka, we bilie izọputa Israel; ya onwe-ya bi kwa na Shamia n’ugwu Efraim. 2 Ọ we kpe Israel ikpe…

NDI-IKPE 11

1 Ma Jefta, bú onye Gilead, bu dike nke bu dìnkpà, ma ya onwe-ya bu nwa nwayi nākwa iko: ma Gilead muru Jefta. 2 Nwunye Gilead we muara ya umu-ndikom;…

NDI-IKPE 12

1 Ndikom Efraim we kpọkọta onwe-ha, gabiga akuku Ugwu; ha we si Jefta, Gini mere i gabigara ibuso umu Amon agha, ma ayi ka i nākpọghi isoro gi je? ayi…

NDI-IKPE 13

1 Umu Israel we me kwa ihe ọjọ n’anya Jehova ọzọ; Jehova we nye ha n’aka ndi Filistia ọgu arọ abua. 2 Ma otù nwoke nke Zọra di, sitere n’ab͕uru…

NDI-IKPE 14

1 Samson we ridarue Timna, hu otù nwayi nime Timna sitere n’umu-ndinyom ndi Filistia. 2 O we rigota, gosi nna-ya, gosi kwa nne-ya, si, Ahuwom otù nwayi nime Timna sitere…

NDI-IKPE 15

1 O rue, mb͕e ubọchi ufọdu gasiri, na mb͕e obìbì ọka wheat, na Samson were nwa-ewu leta nwunye-ya; ọ si, Ka m’bakuru nwunyem n’ime-ulo. Ma nna nwunye-ya ekweghi ka ọ…