NDI-IKPE 16

1 Samson we jerue Geza, hu otù nwayi nākwa iko n’ebe ahu, o we bakuru ya. 2 Ewe gwa ndi Geza, si, Samson abiawo ebe a. Ha we b͕a ya…

NDI-IKPE 17

1 Ma otù nwoke nke ugwu Efraim di, aha-ya bu Maika. 2 Ọ si nne-ya, Nnù ego ọla-ọcha abua na ọgu iri-na-ise ahu i nwere nke ewere ewere, nke gi…

NDI-IKPE 18

1 Na mb͕e ahu eze adighi n’Israel: na mb͕e ahu ebo ndi Dan nāchọrọ onwe-ha ala-nketa ibiri ebiri; n’ihi na ọ dighi ala bara n’aka-ha n’ihe-nketa n’etiti ebo Israel nile…

NDI-IKPE 19

1 O rue, na mb͕e ahu, mb͕e eze nādighi n’Israel, na otù nwoke, bú onye Livai, di nānọ dika ọbìa n’akuku azu ugwu Efraim, o we si na Bet-lehem-juda kuru…

NDI-IKPE 20

1 Umu Israel nile we puta, ewe kpọkọta nzukọ Israel dika otù nwoke, site na Dan we rue Bia-sheba, ha na ala Gilead, n’ebe Jehova nọ na Mizpa. 2 Ndi-isi…

NDI-IKPE 21

1 Ma ndikom Israel ṅuru iyi na Mizpa, si, Ọ dighi nwoke ọ bula nime ayi gēnye Benjamin nwa-ya nwayi na nwunye. 2 Ndi Israel we biarue Bet-el, nọdu n’ebe…

RUT 1

1 O rue, na mb͕e ndi-ikpe n=ekpe, na ok/e unwu di n>ala. Ot#u nwoke nke Bet-lehem-juda we je inọ dika ọb#ia n>ala-ọhia Moab, ya onwe-ya, na nwunye-ya, na umu-ya ndikom…

RUT 2

1 Ma Naomi nwere ot#u onye di-ya mara, b/u dike n>#ak#u, sitere n>ab͕uru Elimelek, aha-ya bu Boaz. 2 Rut, b/u nwayi Moab, we si Naomi, Biko, ka m>je n>ubi, chikọta…

RUT 3

1 Naomi, b/u nne di-ya, we si ya, Nwam, #m>gaghi-achọrọ gi izu-ike, ka o we diri gi nma? 2 Ma ub͕u a, Boaz, onye gi na umu-ab͕ọghọ-ya nọri, #ọ bughi…

RUT 4

1 Ma Boaz rigoro rue ọnu-uzọ-ama, nọdu n>ebe ahu: ma, le, onye-nb͕aputa ahu nke Boaz kwuru okwu bayere ya n=agabiga; ọ kpọ aha-ya, si, Wezuga onwe-gi, nọdu ala n>ebe a….