I. NDI-EZE 16
1 Okwu Jehova we rue Jihu, bú nwa Hanani, nti, imegide Beasha, si, 2 N’ihi na esim n’ájá welie gi elu, me gi onye-ndú ndim, bú Israel; i we je…
1 Okwu Jehova we rue Jihu, bú nwa Hanani, nti, imegide Beasha, si, 2 N’ihi na esim n’ájá welie gi elu, me gi onye-ndú ndim, bú Israel; i we je…
1 Elaija, bu onye Tisbe, onye sitere na ndi-nnọdu nke Gilead, we si Ehab, Jehova, bú Chineke nke Israel, nādi ndu, Onye m’guzoworo n’iru Ya, igirigi ma-ọbu miri-ozuzo agaghi-adi ma-ọli…
1 O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri, na okwu Jehova ruru Elaija nti, n’arọ nke-atọ, si, Je, me ka Ehab hu gi anya; M’gēnye kwa miri-ozuzo n’elu uwa. 2 Elaija…
1 Ehab we gosi Jezebel ihe nile Elaija mere, na ihe nile otú o were mma-agha b͕ue ndi-amuma nile. 2 Jezebel we zigara Elaija onye-ozi, si, Ka chi me otú…
1 Ma Ben-hedad, bú eze Siria, chikọtara usu-ndi-agha-ya nile: orú ndi-eze na iri na abua soro kwa ya, ha na inyinya na ub͕ọ-ala: o we rigo, nọchigide Sameria n’agha, buso…
1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na Nebot, bú onye Jezreel, nwere ubi-vine, nke di na Jezreel, n’akuku ulo uku Ehab, bú eze Sameria. 2 Ehab we gwa Nebot…
1 Ha we nọdu arọ atọ agha adighi n’etiti Siria na Israel. 2 O rue, n’arọ nke-atọ, na Jehoshafat, bú eze Juda, ridakuru eze Israel. 3 Eze Israel we si…
1 Moab we jehie megide Israel mb͕e ọnwu Ehab gasiri. 2 Ehazaia we dapu n’ihe-ọkpukpa window nke ime-ulo-elu-ya nke di na Sameria, o we ria ọria: o ziga ndi-ozi, si…
1 O rue, mb͕e Jehova gaje ime ka Elaija rigorue elu-igwe n’oké ifufe, na Elaija siri na Gilgal je, ya na Elaisha. 2 Elaija we si Elaisha, Biko, nọdu n’ebe…
1 Ma Jehoram nwa Ehab malitere ibu eze Israel nime Sameria n’arọ nke-iri-na-asatọ nke Jehoshafat, bú eze Juda, o we buru eze arọ iri na abua. 2 O me ihe…