II. NDI-EZE 4

1 Ma otù nwayi n’etiti ndinyom umu ndi-amuma tikuru Elaisha nkpu, si, Orù-gi, bú dim, anwuwo: ma gi onwe-gi amawo na orù-gi nātu egwu Jehova: ma onye-nbinye-ego abiawo ichiri n’onwe-ya…

II. NDI-EZE 5

1 Ma Neaman, bú onye-isi usu-ndi-agha eze Siria, bu nwoke di uku n’iru onye-nwe-ya, buru kwa onye anāhu iru-ọma, n’ihi na ọ bu n’aka-ya ka Jehova nyere Siria nzọputa: nwoke…

II. NDI-EZE 6

1 Umu ndi-amuma we si Elaisha, Biko, le, ebe ayi onwe-ayi nēbi n’iru gi adikara ayi nkpa. 2 Biko, ka ayi jerue Jọdan, si kwa n’ebe ahu were, nwoke ọ…

II. NDI-EZE 7

1 Elaisha we si, Nurunu okwu Jehova: otú a ka Jehova siri, Dika mb͕e a echi agēre otù mb͕é utu ọka flour otù shekel, na mb͕é barley abua otù shekel,…

II. NDI-EZE 8

1 Ma Elaisha gwara nwayi ahu okwu, bú onye o mere ka nwa-ya nwoke di ndu, si, Bilie, je, gi onwe-gi na ulo-gi, nọ dika ọbìa n’ebe ọ bula i…

II. NDI-EZE 9

1 Ma Elaisha, bú onye-amuma, kpọrọ otù onye nime umu ndi-amuma, si ya, Ke ihe-ọkiké n’úkwù-gi, were karama manu a n’aka-gi, je Remot-gilead. 2 Mb͕e i biara ebe ahu, gi…

II. NDI-EZE 10

1 Ma Ehab nwere ọgu umu-ndikom atọ na iri nime Sameria. Jihu we de akwukwọ ziga na Sameria, zigara ndi-isi Jezreel, bú ndi-okenye, ziga-kwa-ra ndi nāzù umu Ehab, si, 2…

II. NDI-EZE 11

1 Mb͕e Atalaia, bú nne Ehazaia, huru na nwa-ya nwoke anwuwo, o bilie, me ka nkpuru nile ndi nwe ala-eze la n’iyì. 2 Ma Jehosheba, nwa-nwayi eze, bú Joram, nwa-nne-nwayi…

II. NDI-EZE 12

1 N’arọ nke-asa nke Jihu ka Jehoash malitere ibu eze; o we buru eze ọgu arọ abua na Jerusalem: aha nne-ya bu Zibia nke Bia-sheba. 2 Jehoash we me ihe…

II. NDI-EZE 13

1 N’arọ nke-orú-na-atọ nke Jọash nwa Ehazaia, bú eze Juda, ka Jehoahaz nwa Jihu malitere ibu eze Israel nime Sameria arọ iri na asa. 2 O me ihe jọrọ njọ…