I. IHE EMERE 9
1 Ewe de Israel nile n’akwukwọ-osuso-ọmumu; ma, le, edere ha n’akwukwọ ndi-eze Israel: ma emere ka Juda je biri na Babilon n’ihi nmekpu ha mekpuru. 2 Ma ndi-obibi mbu ndi…
1 Ewe de Israel nile n’akwukwọ-osuso-ọmumu; ma, le, edere ha n’akwukwọ ndi-eze Israel: ma emere ka Juda je biri na Babilon n’ihi nmekpu ha mekpuru. 2 Ma ndi-obibi mbu ndi…
1 Ma ndi Filistia busoro Israel agha: ndikom Israel we b͕alaga n’iru ndi Filistia, ha we da, buru ndi eb͕uru eb͕u n’ugwu Gilboa. 2 Ndi Filistia we sosie ike n’azu…
1 Israel nile we chikọta onwe-ha n’ebe Devid nọ rue Hebron, si, Le, ọkpukpu-gi na anu-aru-gi ka ayi bu. 2 Na mb͕e gara aga, ọbuná mb͕e Sọl bu eze, gi…
1 Ma ndia bu ndi nābiakute Devid rue Ziklag, mb͕e anọ̀ nēmechibido ya n’ihi Sọl nwa Kish: ndi ahu di kwa n’etiti ndi-dike-ya, ndi nēyere ya aka n’agha ahu. 2…
1 Devid we me ka ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na usu nile nke ọgu ndikom ise dua ya ọdu, bú onye-ndú ọ bula. 2…
1 Hairam, bú eze Taia, we zigara Devid ndi-ozi, na osisi cedar, na ndi-ọ̀kà na nkume, na ndi-ọ̀kà n’osisi, iwuru Devid ulo. 2 Devid we mara na Jehova emewo ya…
1 Devid we mere onwe-ya ulo ufọdu n’obodo Devid; o we doziere ib͕e Chineke ọnọdu, we mara ya ulo-ikwū. 2 Mb͕e ahu Devid siri, Ọ dighi onye gēbu ib͕e Chineke…
1 Ha we bubata ib͕e Chineke, guzo ya n’etiti ulo-ikwū nke Devid mara nye ya: ha we weta nso àjà-nsure-ọku na àjà-udo n’iru Chineke. 2 Devid we surebìe àjà-nsure-ọku ahu…
1 O rue, mb͕e Devid biri n’ulo-ya, na Devid siri Netan, bú onye-amuma, Le, mu onwem nēbi n’ulo cedar, ma ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova nēbi n’okpuru ákwà-nkwuba. 2 Netan we si…
1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Devid tib͕uru ndi Filistia, me kwa ka ha ruru ala, o we nara n’aka ndi Filistia Gat na umu-obodo-ya. 2 O tib͕u-kwa-ra Moab;…