II. NDI-EZE 24

1 N’ubọchi-ya Nebukadneza, bú eze Babilon, rigoro, Jehoiakim we ghọrọ ya orù arọ atọ: o we chigharia nupu isi n’okpuru ya. 2 Jehova we zìe usu ndi nāpunara madu ihe…

II. NDI-EZE 25

1 O rue, n’arọ nke-iteghete nke ọ bu eze, n’ọnwa nke-iri, n’ubọchi nke-iri nke ọnwa ahu, na Nebukadneza, bú eze Babilon, biara, ya onwe-ya na usu-ndi-agha-ya nile, imegide Jerusalem, ọ…

I. IHE EMERE 1

1 Adam, Set, Enosh; 2 Kenan, Mahalalel, Jered; 3 Inok, Metusela, Lemek; 4 Noa, Shem, Ham, na Jefet. 5 Umu-ndikom Jefet; Goma, na Megog, na Madai, na Jevan, na Tubal,…

I. IHE EMERE 2

1 Ndia bu umu-ndikom Israel; Reuben, Simeon, Livai, na Juda, Isaka na Zebulun; 2 Dan, Josef na Benjamin, Naftali, Gad na Asha. 3 Umu-ndikom Juda kwa; Ia, na Onan, na…

I. IHE EMERE 3

1 Ma ndia bu umu-ndikom Devid, ndi amuru nye ya nime Hebron: ọkpara-ya, bú Amnon, nwa Ahinoam nwayi Jezreel; nke-abua, Daniel, nwa Abigail nwayi Kamel; 2 nke-atọ, Absalom nwa Meaka…

I. IHE EMERE 4

1 Umu-ndikom Juda; Perez, na Hezron, na Kami, na Hua, na Shobal. 2 Reaia nwa-nwoke Shobal we mua Jahat; Jahat we mua Ahumai na Lahad. Ndia bu ab͕uru ndi Zọra….

I. IHE EMERE 5

1 Ma umu-ndikom Reuben ọkpara Israel, (n’ihi na onye ahu bu ọkpara; ma, n’ihi na o mere ute nna-ya ka ọ ghara idi nsọ, enyere umu Josef nwa Israel ọnọdu-ọkpara-ya;…

I. IHE EMERE 6

1 Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari. 2 Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel. 3 Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron…

I. IHE EMERE 7

1 Ma umu-ndikom Isaka; Tola, na Pua, na Jashub, na Shimron, anọ. 2 Umu-ndikom Tola kwa; Uzi, na Refaia, na Jeriel, na Jahmai, na Ibsam, na Shemuel, ndi-isi ulo nke…

I. IHE EMERE 8

1 Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nke-atọ; 2 na Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise. 3 Bela we nwe umu-ndikom; Ada,…