II. IHE EMERE 10

1 Rehoboam we jerue Shekem: n’ihi na Shekem ka Israel nile biaruru ime ya eze. 2 O rue, mb͕e Jeroboam nwa Nebat nuru ya, (ma onye ahu nọ n’Ijipt, ebe…

II. IHE EMERE 11

1 Rehoboam we biarue Jerusalem, kpọkọta ulo Juda na Benjamin, orú nnù ndikom orú uzọ na abua na nnù iri, bú ndi arọputara arọputa, ndi nēbu agha, ibuso Israel agha,…

II. IHE EMERE 12

1 O rue, mb͕e emere ka ala-eze Rehoboam guzosie ike, mb͕e ọ di kwa ike, na ọ rapuru iwu Jehova, ya na Israel nile. 2 O rue n’arọ nke-ise nke…

II. IHE EMERE 13

1 N’arọ nke iri-na-asatọ nke eze, bú Jeroboam, ka Abaija malitere ibu eze Juda. 2 Arọ atọ ka ọ bu eze na Jerusalem: aha nne-ya bu Maikaīa nwa-nwayi Uriel nke…

II. IHE EMERE 14

1 Abaija we so nna-ya-hà dina n’ọnwu, ha we lìe ya n’obodo Devid: Esa nwa-ya we buru eze n’ọnọdu ya: ala di jū n’ubọchi-ya arọ iri. 2 Esa we me…

II. IHE EMERE 15

1 Mọ nke Chineke we dakwasi Azaraia nwa Oded: 2 o we pua izute Esa, si ya, Nurunum, Esa na Juda na Benjamin nile: Jehova nọyere unu, mb͕e unu nọyere…

II. IHE EMERE 16

1 N’arọ nke-orú-na-iri-na-isi nke Esa bu eze, Beasha, bú eze Israel, we rigo imegide Juda, wue Rema, ka ọ ghara ikwe Esa, bú eze Juda, ka o nwe onye nāpu…

II. IHE EMERE 17

1 Jehoshafat nwa-ya we buru eze n’ọnọdu ya, we me onwe-ya ka ọ di ike imegide Israel. 2 O we tiye usu-ndi-agha n’obodo nile ewusiri ike nke Juda, o tiye-kwa-ra…

II. IHE EMERE 18

1 Jehoshafat we nwe àkù na nsọpuru n’uba; o we ghọ ọgọ Ehab. 2 Mb͕e arọ ufọdu gwusiri ọ ridakuru Ehab, rue Sameria. Ehab we b͕uere ya aturu na ehi…

II. IHE EMERE 19

1 Jehoshafat, bú eze Juda, we laghachi n’ulo-ya n’udo, rue Jerusalem. 2 Jihu nwa Hanani, bú onye-ọhu-uzọ, we pua izute ya, ọ si eze, bú Jehoshafat, Ò kwesiri gi iyere…